híchá
hicha
| Word | hicha |
| Definitions | Active verb 1.wipe; clean; mop |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Nduka cleaned my shoe.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka wiped off what the teacher wrote.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
They are cleaning their church.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
It is not easy to clean the house.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, go ahead and wipe it off.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
I like mopping the floor.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Go and mop up the water you poured.
Ana m ehicha imi m.
Ana m ehicha imi m.
I am wiping my nose.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka wiped off what the teacher wrote.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
They are cleaning their church.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
I like mopping the floor.
Ana m ehicha imi m.
Ana m ehicha imi m.
I am wiping my nose.
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Nduka cleaned my shoe.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
It is not easy to clean the house.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Go and mop up the water you poured.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, go ahead and wipe it off.
Ọ ga-ehicharịrị ụlọ ahụ.
Ọ ga-ehicharịrị ụlọ ahụ.
She must mop the house.
Ọ chọghị ihicha ya.
Ọ chọghị ihicha ya.
He does not want to wipe it.
Chibụzọ na-ehicha ụlọ.
Chibụzọ na-ehicha ụlọ.
Chibụzọ is mopping the house.
kwòchá
kwòcha
| Word | kwòcha |
| Definitions | Active verb 1.scrub 2.to brush |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
E kwochara ahụ moto ahụ tupu e tegharịa ya ucha.̣
E kwochara ahụ moto ahụ tupu e tegharịa ya ucha.̣
The car was scrapped before it was repainted.
Ụkamaka kwochara ụlọ mposi ya nke ọma.
Ụkamaka kwochara ụlọ mposi ya nke ọma.
Ukamaka scrubbed her toilet very well.
A na-eji ogbo ekwocha ahụ aja n'ụlọ.
A na-eji ogbo ekwocha ahụ aja n'ụlọ.
Sponge is used to wash the walls of a house.