gbágö ágbágǫ
gbagọ̄ āgbāgọ̀
Word | gbagọ̄ āgbāgọ̀ |
Definitions | Medial verb 碁㦢寁碁㦢 1.be bent or crooked; not be straight, especially in many places 2.be complicated; not be straightforward |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ ka mma ịgbagọ ha agbagọ.
Ọ ka mma ịgbagọ ha agbagọ.
It is better to bend them.
Ada na-agbagọ ya agbagọ mgbe m hụrụ ya.
Ada na-agbagọ ya agbagọ mgbe m hụrụ ya.
Ada was bending it when I saw her.
Aja ya gbagọrọ agbagọ.
Aja ya gbagọrọ agbagọ.
His wall is not straight.
Gbagọọ ya agbagọ ka o nwee ike banye.
Gbagọọ ya agbagọ ka o nwee ike banye.
Bend it so that it can enter.
Ndị ga-agbagọ agbagọ ga-ehi nne.
Ndị ga-agbagọ agbagọ ga-ehi nne.
Those that will bend will be many.
Achọghị m ka ọ gbagọọ agbagọ.
Achọghị m ka ọ gbagọọ agbagọ.
I do not want it to bend.
Ha mere ka okwu a gbagọọ agbagọ
Ha mere ka okwu a gbagọọ agbagọ
They made the talk to be twisted.
Udi nke a na-agbagọ agbagọ.
Udi nke a na-agbagọ agbagọ.
This type is usually bent.