gbòchì
gbòchì
Word | gbòchì |
Definitions | Active verb 誤襟 1.prevent; make something not to happen 2.barricade; make something not to pass |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ka anyị gbochie ha ịbịaru ebe a.
Ka anyị gbochie ha ịbịaru ebe a.
Let us prevent them from coming to this place.
Igbochi ọrịa ka ọgwụgwọ ya mma.
Igbochi ọrịa ka ọgwụgwọ ya mma.
To prevent a sickness is better than treating it.
Gịnị na-egbochi gị ịga ụka?
Gịnị na-egbochi gị ịga ụka?
What stops you from going to church?
A ga-egbochi gị ide ule ma ọ bụrụ na ị kwụghi ụgwọ akwụkwọ.
A ga-egbochi gị ide ule ma ọ bụrụ na ị kwụghi ụgwọ akwụkwọ.
You will be prevented from writing exam if you don't pay your school fees.
kwà
kwà
Word | kwà |
Definitions | Active verb 1.of a thing or desire, not getting to someone or maybe something 2.prevent; deprive |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Mmiriozuzo a chọrọ ịkwa m ọrụ taa.
Mmiriozuzo a chọrọ ịkwa m ọrụ taa.
This rain wants to hinder me from going to work today.
ñų
ṅụ̀
Word | ṅụ̀ |
Definitions | Active verb 1.to rejoice 2.to show warmth or embrace warmly 3.to thank someone |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ ṅụrụ ọṅụ na ha emerielạ
Ọ ṅụrụ ọṅụ na ha emerielạ
He rejoiced that they have won.
Ọ na-aṅụ nne ya mgbe ihe ahụ mere.
Ọ na-aṅụ nne ya mgbe ihe ahụ mere.
She was giving her mum a warm embrace when the incident happened.
Achọrọ m ịṅụ ọṅụ.
Achọrọ m ịṅụ ọṅụ.
I want to rejoice.