áhïhïá
ahịhịa
| Word | ahịhịa |
| Definitions | Noun 攻 1.leaf; herb; 2.grass; weed; 3.(slang) marijuana |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ahịhịa juru n'ubi ahụ.
Ahịhịa juru n'ubi ahụ.
Grass is all over the farm.
Emeka gbara ọgwụ ahịhịa.
Emeka gbara ọgwụ ahịhịa.
Emeka sprayed weed drugs
Sụchaa ahịhịa dị n'ihu be gị.
Sụchaa ahịhịa dị n'ihu be gị.
Clear the weed in front of your place.
Obi na-ese ahihia.
Obi na-ese ahihia.
Obi smokes marijuana.
Ọrụ nwoke a bụ ịsụ ahịhịa.
Ọrụ nwoke a bụ ịsụ ahịhịa.
This man's occupation is clearing of grasses.
Ọ na-achọ ahịhịa o ji esi ọgwụ.
Ọ na-achọ ahịhịa o ji esi ọgwụ.
He is looking for grasses with which to prepare medicine.
kpá áhïhïá
kpa ahịhịa
| Word | kpa ahịhịa |
| Definitions | Active verb 乱攻 1.gather herbs; 2.gather grass, leaves, herbs |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Jee kpaa ahịhịa ka e nye ewu a nri.
Jee kpaa ahịhịa ka e nye ewu a nri.
Go and gather grass so the goat can be given food.
Onye na-akpa ahịhịa n'ezi?
Onye na-akpa ahịhịa n'ezi?
Who is gathering grasses outside?
Onye kpara ahịhịa ndị a?
Onye kpara ahịhịa ndị a?
Who plucked these herbs?
Ọ na-akpa ahịhịa n'ugbo m.
Ọ na-akpa ahịhịa n'ugbo m.
She is plucking herbs in my farm.
Onye na-akpa ahịhịa ahụ.
Onye na-akpa ahịhịa ahụ.
Who is plucking the leaves.
ṃkpáákwükwö
m̀kpaākwụ̄kwọ̄
| Word | m̀kpaākwụ̄kwọ̄ |
| Definitions | Noun 1.herb, especially for medicine |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
O ji mgbọrọgwụ na mkpaakwụkwọ agwọ ndị ọrịa
O ji mgbọrọgwụ na mkpaakwụkwọ agwọ ndị ọrịa
He/she treat the sick with roots and herbs.
áhïhïá ögwų
ahịhịa ọgwụ̀
| Word | ahịhịa ọgwụ̀ |
| Definitions | Noun 攻巻 1.herb (for the preparation of native medicine) |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
A na-akpata ahịhịa ọgwụ n'ime ọhịa.
A na-akpata ahịhịa ọgwụ n'ime ọhịa.
Herbs are plucked in the forest.
Ahịhịa ọgwụ a na-elu nnukwu ilu.
Ahịhịa ọgwụ a na-elu nnukwu ilu.
This herb is very bitter.
Nna m na-ere ahịhịa ọgwụ.
Nna m na-ere ahịhịa ọgwụ.
My father sells herbs.
ǫgwöögwų
ọ̀gwọọgwụ̀
| Word | ọ̀gwọọgwụ̀ |
| Definitions | Noun 1.herbalist; someone who uses herbs to cure ailments |
| Variations | ọ̀gwọ ọgwụ̀ |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Nwoke a bụ ọgwọọgwụ
Nwoke a bụ ọgwọọgwụ
That man is a herbalist