ǫgöḿmüö
ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄
Word | ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄ |
Definitions | Noun 1.a heathen; a worshiper in the traditional religion; a traditional worshipper |
Variations | ọ̀gọ m̄mụ̄ọ̄ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Papa nnukwu m bụ ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄.
Papa nnukwu m bụ ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄.
My grandfather is a traditional worshipper.
Ndị ọgọmmụọ na ndị ụka nwere nzụkọ ikpe udo.
Ndị ọgọmmụọ na ndị ụka nwere nzụkọ ikpe udo.
Traditional worsippers and Christians had a peace talk.
Igwe obodo ha bụ onye ọgọ mmụọ
Igwe obodo ha bụ onye ọgọ mmụọ
The kind of their town is a traditional worshipper.
Mmadụ ịbụ ọgọ mmụọ abụghị arụ.
Mmadụ ịbụ ọgọ mmụọ abụghị arụ.
For a person to be a traditional worshipper is not a sin.
Ndị ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄ na-akwụwa aka ha ọtọ.
Ndị ọ̀gọm̄mụ̄ọ̄ na-akwụwa aka ha ọtọ.
Traditional worshippers are righteous.