ńtì ïkpó
ntì ịkpō
Word | ntì ịkpō |
Definitions | Noun 1.headstrongness |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ntị ịkpọ ka eji mara Emeka.
Ntị ịkpọ ka eji mara Emeka.
Emeka is known for headstrongness.
Ọdịka ntị ịkpọ ya ka njọ ugbu a.
Ọdịka ntị ịkpọ ya ka njọ ugbu a.
It seems that his headstrongness is worse now.
Anyị achọghị onye ntị ịkpọ ebe a.
Anyị achọghị onye ntị ịkpọ ebe a.
We do not want a headstrong person here.
Nwoke ntị ịkpọ ahụ abanyela nsogbu ọzọ.
Nwoke ntị ịkpọ ahụ abanyela nsogbu ọzọ.
That headstrong man has gotten into trouble again.
Ọ bụ onye ntị ịkpọ ka nna ya.
Ọ bụ onye ntị ịkpọ ka nna ya.
He is a headstrong person like his father.