òkpúághá
òkpuaghā
Word | òkpuaghā |
Definitions | Noun 1.a hard headgear made for protecting the head; helmet |
Variations | òkpu agha |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Okpuagha ya furu efu.
Okpuagha ya furu efu.
His helmet got lost.
Onye na-eje agha na-ekpu okpuagha.
Onye na-eje agha na-ekpu okpuagha.
One going to war wears helmet.
Kedu etu esi eyi okpuagha?
Kedu etu esi eyi okpuagha?
How is helmet worn?
Ndị soja na-ekpu okpuagha.
Ndị soja na-ekpu okpuagha.
Soldiers wear helmet.
Ha niile kpu okpuagha.
Ha niile kpu okpuagha.
All of them are wearing helmet.
Okpuagha nna m akaala nka.
Okpuagha nna m akaala nka.
My father's helmet is old.