hàzí
hàzi
Word | hàzi |
Definitions | Active verb 1.to organise, arrange or plan an activity or event |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha haziri mmemme ahụ nke ọmạ
Ha haziri mmemme ahụ nke ọmạ
They organised the event excellently.
Ọ bụ onye na-ahazi mmemme a?
Ọ bụ onye na-ahazi mmemme a?
Who is organizing this ceremony?
Nnenna chọrọ ịhazi alụmalụ n'etiti ha abụọ.
Nnenna chọrọ ịhazi alụmalụ n'etiti ha abụọ.
Nnenna wants to arrange marriage between the two of them.
Ha haziri mmemme ahụ nke ọmạ
Ha haziri mmemme ahụ nke ọmạ
They organised the event excellently.
Biko, hazie mmemme agbamakwụkwọ anyị.
Biko, hazie mmemme agbamakwụkwọ anyị.
Please, plan our wedding ceremony.
Ọ na-ahazi ụmụakwụkwọ.
Ọ na-ahazi ụmụakwụkwọ.
She is organizing the students.
Oge ruo, ọ ga-ahazi ha.
Oge ruo, ọ ga-ahazi ha.
When the time comes, he will arrange them,
Ịhazi ha abụghị nsogbu.
Ịhazi ha abụghị nsogbu.
Arranging them is not a problem.
Ebere, gaa, hazie usoekwu ahụ.
Ebere, gaa, hazie usoekwu ahụ.
Ebere, go and arrange the kitchen.
Ume ga-ahazi nzukọ nke echi.
Ume ga-ahazi nzukọ nke echi.
Ume will plan tomorrow's meeting.
Ọ ma ahazi ihe.
Ọ ma ahazi ihe.
He knows how to organize things.