Nkọwa okwu logo
Beta

bų ümų

bụ̀ ụmụ̀

Wordbụ̀ ụmụ̀
Definitions

Active verb

客供

1.bear children by hatching eggs

Related Term
Word Stem

Examples

Ọkụkọ ahụ bụrụ ụmụ iri.

Ọkụkọ ahụ bụrụ ụmụ iri.

That hen hatched ten chicks.

Olee ọkụkọ nke bụrụ ụmụ?

Olee ọkụkọ nke bụrụ ụmụ?

Which hen hatched its eggs?

Eziafọ na-abụ ụmụ ka oke.

Eziafọ na-abụ ụmụ ka oke.

Eziafo breeds like a rat.

Ọkụkọ ojii ahụ bụrụ ụmụ n'ime nkata.

Ọkụkọ ojii ahụ bụrụ ụmụ n'ime nkata.

The black hen hatched its eggs in the basket.

kpù àkwá

kpù àkwa

Wordkpù àkwa
Definitions

Active verb

1.hatch or incubate an egg by a bird

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọkụkọ na-ekwu akwa ụbọchị 21.

Ọkụkọ na-ekwu akwa ụbọchị 21.

Chickens incubate eggs for 21 days.

bụ̀

Wordbụ̀
Definitions

Active verb

1.uproot, especially a tree

2.sing (especially hymn);

3.eject forcibly from the mouth; spit;

4.hatch;

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A ga-abụ osisi a tupu e bido ịrụ ụzọ.

A ga-abụ osisi a tupu e bido ịrụ ụzọ.

This tree will be uprooted before constructing a road.

A na-abụ akpụ abụ, a naghị akụrụ ya akụrụ.

A na-abụ akpụ abụ, a naghị akụrụ ya akụrụ.

Cassava gets uprooted, it does not get plucked.

Nnannukwu ya bụrụ ya asụ n'ọbaaka tupu ọ gọọrọ ya ọfọ.

Nnannukwu ya bụrụ ya asụ n'ọbaaka tupu ọ gọọrọ ya ọfọ.

Her grandfather spat on her palms before blessing her.

A ga-abụ osisi a tupu e bido ịrụ ụzọ.

A ga-abụ osisi a tupu e bido ịrụ ụzọ.

This tree will be uprooted before constructing a road.

Ifufe bụrụ osisi ukwu ahụ.

Ifufe bụrụ osisi ukwu ahụ.

The wind uprooted that big tree.

Ọdụ enyi siruru ike ịbụ osisi.

Ọdụ enyi siruru ike ịbụ osisi.

The elephant tusk is strong enough to uproot trees.

Adanna na-abụ abụ n'ụlọụka.

Adanna na-abụ abụ n'ụlọụka.

Adanna sings hymns in church.

Ọkụkọ m bụrụ akwa iri abụọ na otu nwanne ụnyaahụ.

Ọkụkọ m bụrụ akwa iri abụọ na otu nwanne ụnyaahụ.

My chicken hatched 21 eggs day before yesterday.

bü ákwá

bụ ākwā

Wordbụ ākwā
Definitions

Active verb

訓回

1.hatch; bring forth a new born from an egg by applying warmth

Related Term
Word Stem

Examples

Nnekwu ọkụkọ m bụrụ akwa ụnyaahụ.

Nnekwu ọkụkọ m bụrụ akwa ụnyaahụ.

My hen hatched eggs yesterday.

Eji m aka m bụọ akwa ndị a.

Eji m aka m bụọ akwa ndị a.

I hatched these eggs myself.

Achọghị m ka ọ bụọ akwa ndị a.

Achọghị m ka ọ bụọ akwa ndị a.

I don't want it to hatch these eggs.

Nnekwu ahụ bụrụ akwa atọ hapụ otu.

Nnekwu ahụ bụrụ akwa atọ hapụ otu.

The hen hatched three eggs and left one.

Ọ bụchaghị akwa ahụ niile.

Ọ bụchaghị akwa ahụ niile.

It did not hatch all the eggs.

Nnekwu ọkụkọ m chọrọ ịbụ akwa.

Nnekwu ọkụkọ m chọrọ ịbụ akwa.

My hen wants to hatch egg.

Ọkụkọ ahụ ga-abụ akwa n'abalị.

Ọkụkọ ahụ ga-abụ akwa n'abalị.

The hen will hatch its egg at night.

Nnekwu ọkụkọ ndị a na-abụ akwa ugboro anọ n'afọ.

Nnekwu ọkụkọ ndị a na-abụ akwa ugboro anọ n'afọ.

These hens hatch eggs four times in a year.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.