Nkọwa okwu logo
Beta

hànyé

hànye

Wordhànye
Definitions

Active verb

1.hand over; lower [a coffin into the grave];

2.leave; live in somebody's custody

Related Term
Word Stem

Examples

A hanyere Kraịst n'aka ndị iro ya.

A hanyere Kraịst n'aka ndị iro ya.

Christ was delivered to his enemies.

Chineke, ewerela m ndụ m hanye n'aka gị.

Chineke, ewerela m ndụ m hanye n'aka gị.

God, I put my life in your custody.

A hanyere Obi anụ ahụ n'aka.

A hanyere Obi anụ ahụ n'aka.

The meat was put in Obi's custody.

nyéfè

nyefè

Wordnyefè
Definitions

Active verb

1.hand over;

2.give to excess

Related Terms
Word Stems

Examples

O nyefere ya ọchịchị.

O nyefere ya ọchịchị.

He handed over power to him.

Chike ga-enyefe ya ego ahụ.

Chike ga-enyefe ya ego ahụ.

Chike will give him that money in excess.

Onye ka anyị ga-enyefe ikike?

Onye ka anyị ga-enyefe ikike?

Who are we going to hand over authority?

Anyị hụrụ ka ana-enyefe ya ọchịchị obodo anyị.

Anyị hụrụ ka ana-enyefe ya ọchịchị obodo anyị.

We saw when the government of our country was handed over to him.

Nyefee ya ikike ka o nwe ike rụọ ọrụ a nke ọma.

Nyefee ya ikike ka o nwe ike rụọ ọrụ a nke ọma.

Hand over authority to him so that he can do this work properly.

Ọ na-enyefe ndị mmadụ ego.

Ọ na-enyefe ndị mmadụ ego.

He gives people money in excess.

O nyefere m ego.

O nyefere m ego.

He gave me money in excess.

Ada chọ inyefe ya ọkwa ya.

Ada chọ inyefe ya ọkwa ya.

Ada wants to handover her position to him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.