Nkọwa okwu logo
Beta

ïpàrà

ịpàrà

Wordịpàrà
Definitions

Noun

1.extensive haggling

Related Terms
Word Stems

Examples

E ji ịgba ịpara mara ya.

E ji ịgba ịpara mara ya.

He is known for extensive haggling.

Ọ mụtara etu esi agba ịpara n' aka nne ya.

Ọ mụtara etu esi agba ịpara n' aka nne ya.

She learnt extensive haggling from her mother.

Ego a ga-ezu ịgba ịpara.

Ego a ga-ezu ịgba ịpara.

This money will be enough for extensive haggling.

Ị na-agba ịpara mgbe niile.

Ị na-agba ịpara mgbe niile.

You haggle all the time.

Ac̣họghị m onye na-agba ịpara.

Ac̣họghị m onye na-agba ịpara.

I do not want anybody that haggles too much.

E ji ịgba ịpara mara ya.

E ji ịgba ịpara mara ya.

He is known for extensive haggling.

Ada bụ onye ịpara.

Ada bụ onye ịpara.

Ada haggles.

Ha gburu ọtụtụ oge n'ahịa maka ịpara.

Ha gburu ọtụtụ oge n'ahịa maka ịpara.

They wasted too much time in the market because of haggling.

Ego a ga-ezu ịgba ịpara.

Ego a ga-ezu ịgba ịpara.

This money will be enough for extensive haggling.

Oke ịpara adịghị mma.

Oke ịpara adịghị mma.

Extensive haggling is not good.

Ọ mụtara etu e si agba ịpara n'aka nne ya.

Ọ mụtara etu e si agba ịpara n'aka nne ya.

She learnt extensive haggling from her mother.

Kwụsị oke ịpara gị a.

Kwụsị oke ịpara gị a.

Stop this your too much haggling.

Naanị ndị ịpara bịara ịzụ m ahịa taa.

Naanị ndị ịpara bịara ịzụ m ahịa taa.

Only those that haggle came to buy things from me today.

hų önü

hụ̀ ọnụ̄

Wordhụ̀ ọnụ̄
Definitions

Active verb

1.pricing items in the market, haggling for price

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ hụrụ ọnụ oge a gwara ya ego ole a na-ere ihe a.

Ọ hụrụ ọnụ oge a gwara ya ego ole a na-ere ihe a.

He haggled for price when he was told how much this is sold.

Ọ ga-ahụ ọnụ ma a gwa ya ego ole ọ bụ.

Ọ ga-ahụ ọnụ ma a gwa ya ego ole ọ bụ.

She will haggle for price when she is told the cost of it.

Nne amaka na-ahụrụ m ọnụ ahịa

Nne amaka na-ahụrụ m ọnụ ahịa

Nneamaka is telling me the price of the commodity

Ọ na-ahụ ọnụ oge ọbụla o jere ahịa.

Ọ na-ahụ ọnụ oge ọbụla o jere ahịa.

He haggles for price anytime he goes to the market

Amaka na-ahụ ji ọnụ.

Amaka na-ahụ ji ọnụ.

Amaka is pricing the yam.

I jee ịzụ akwa ahụ, hụọ ọnụ nke ọma.

I jee ịzụ akwa ahụ, hụọ ọnụ nke ọma.

When you go to buy the cloth, haggle for price well.

Adaobi na-ahụ ọnụ ede mgbe m hụrụ ya.

Adaobi na-ahụ ọnụ ede mgbe m hụrụ ya.

Adaobi was pricing cocoyam when I saw him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.