hápų
hapụ̀
Word | hapụ̀ |
Definitions | Active verb 捨階 1.leave; abandon; give up; release grip on; release; leave alone; allow; permit; omit; spare |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ebe a bụ ebe ndị ohi hapụrụ ihe ha zutere
Ebe a bụ ebe ndị ohi hapụrụ ihe ha zutere
This is where the thieves abandoned their loot
Ebe a bụ ebe ndị ohi hapụrụ ihe ha zutere.
Ebe a bụ ebe ndị ohi hapụrụ ihe ha zutere.
This is where the thieves abandoned their loot
Biko, hapụ m aka.
Biko, hapụ m aka.
Please, let me go. OR Please, leave me alone.
Hapu ife galụ aga ka ọ gaa
Hapu ife galụ aga ka ọ gaa
Let bygone be bygone
Nwunye m ahapụgo m gbanaba
Nwunye m ahapụgo m gbanaba
My wife has left me and run away
Ada na-ahapụ m n'azụ ma mụ na ya soro.
Ada na-ahapụ m n'azụ ma mụ na ya soro.
Ada leaves me behind when we go together,
Ahapụkwala ndị hụrụ gị n'anya.
Ahapụkwala ndị hụrụ gị n'anya.
Don't forsake those that love you
Hapụ m aka!
Hapụ m aka!
Leave me
Hapụrụ Chukwu ihe niile.
Hapụrụ Chukwu ihe niile.
Leave everything to God.
Ahụrụ ka ọ na-ahapụ unu.
Ahụrụ ka ọ na-ahapụ unu.
I saw her leaving you people.
Biko, hapụ m aka.
Biko, hapụ m aka.
Please let me go, or, Please leave me alone.
Ahapụkwala ndị hụrụ gị n'anya.
Ahapụkwala ndị hụrụ gị n'anya.
Don't forsake those that love you.
Hapụ m aka!
Hapụ m aka!
Leave me alone!
Ị chọ ịhapụ akpa ebe a?
Ị chọ ịhapụ akpa ebe a?
Do you want to leave your bag here?
Ọ ga-ahapụ gị.
Ọ ga-ahapụ gị.
He will leave you.
kǫ
kọ̀
Word | kọ̀ |
Definitions | Active verb 1.ignore; shun; let go of 2.step aside; back down |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Asa ọbụla gbara m buutu, m ga-akọ ya.
Asa ọbụla gbara m buutu, m ga-akọ ya.
Any lady that turns me down, I will let go of her.
Ọ chọrọ ịkọ m.
Ọ chọrọ ịkọ m.
She wants to let go of me.
wúfù
wufù
Word | wufù |
Definitions | Active verb 1.pour away 2.spill water or liquid |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nnwa m na-awufu mmiri ahụ n'iro.
Nnwa m na-awufu mmiri ahụ n'iro.
My child is pouring that water away outside.
Ị chọrọ iwufu mmiri m?
Ị chọrọ iwufu mmiri m?
Do you want to pour my water away?
Wufuo mmiri ọjọọ ahụ.
Wufuo mmiri ọjọọ ahụ.
Throw that bad water away.
Kpọọ ya ka o wufuo mmiri a.
Kpọọ ya ka o wufuo mmiri a.
Call him to throw this water away.
Nnwa a ga-awufu nri a.
Nnwa a ga-awufu nri a.
This child will pour this food away.
Uchenna wụfuru mmiri ahụ.
Uchenna wụfuru mmiri ahụ.
Uchenna poured the water away.
Obi na-awufu mmiri n'ala ebe oge ọbụla.
Obi na-awufu mmiri n'ala ebe oge ọbụla.
Obi pours water here on the ground every time.