Nkọwa okwu logo
Beta

há kà

ha kà

Wordha kà
Definitions

Active verb

1.amount to; be equal to; be as big as

Related Terms
Word Stems

Examples

Ewu Emeka ga-aha ka ehi a.

Ewu Emeka ga-aha ka ehi a.

Emeka's goat is as big as this cow.

Nri o nyere m hara ka nke ya.

Nri o nyere m hara ka nke ya.

The food she gave me was equal to her own.

Nwunye Ibe ga-aha ka enyi.

Nwunye Ibe ga-aha ka enyi.

Ibe's wife will be as big as an elephant.

Uju ha ka nne ya.

Uju ha ka nne ya.

Uju is as fat as her mother.

Ọkụkọ ahụ ha ka nnụnụ.

Ọkụkọ ahụ ha ka nnụnụ.

That chicken is as small as a bird.

Mee ya ka ọ haa ka nke ụnyaa.

Mee ya ka ọ haa ka nke ụnyaa.

Make it to be equal with yesterday's own.

Ịha ka ndanda.

Ịha ka ndanda.

You are equal to an ant.

Onye chọrọ ịha ka m?

Onye chọrọ ịha ka m?

Who wants to be equal to me in size?

Ewu ya niile na-aha ka ehi.

Ewu ya niile na-aha ka ehi.

All his goats are as big as cow.

Ọ bụrụ na ọ hara ka nke a, ọ gaghị ama mma.

Ọ bụrụ na ọ hara ka nke a, ọ gaghị ama mma.

If it is equal to this one, it will not be fine.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.