Nkọwa okwu logo
Beta

gwü

gwụ

Wordgwụ
Definitions

Active verb

1.finish, especially quantity

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ya bụ nri ga-agwụ tupu i ruo ebe ahụ.

Ya bụ nri ga-agwụ tupu i ruo ebe ahụ.

The food will finish before you get there.

Nzụkọ anyị ga-agwụ taa.

Nzụkọ anyị ga-agwụ taa.

Our meeting will end today.

Mee osọọsọ na ọ na-achọ ịgwụ.

Mee osọọsọ na ọ na-achọ ịgwụ.

Hurry up! It's about to finish.

Uwe ọ zụtara na ọ ga-ere ga-agwụ taa.

Uwe ọ zụtara na ọ ga-ere ga-agwụ taa.

The clothe which she bought to sell will finish today.

Kedu ihe mere o ji wee gwu?

Kedu ihe mere o ji wee gwu?

Why did it finish?

gwú

gwu

Wordgwu
Definitions

Active verb

1.make a hole in a very thick surface, especially the ground; dig

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gwuo ala ebe ahụ.

Gwuo ala ebe ahụ.

Dig a hole there.

A ga-egwu ala tinye ya.

A ga-egwu ala tinye ya.

The ground will be dug and it will be put.

Ndịagha gwuru bọnka oge agha.

Ndịagha gwuru bọnka oge agha.

Soldiers dug bonka during the war.

Mmadụ ole gwuru ili ahụ?

Mmadụ ole gwuru ili ahụ?

How many people dug that grave?

gwù

gwù

Wordgwù
Definitions

Active verb

1.swim

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị na-egwu mmiri.

Anyị na-egwu mmiri.

We are swimming.

Egwuru m mmiri Ezibekwu.

Egwuru m mmiri Ezibekwu.

I swam the Ezibekwu water.

M ga-egwu mmiri ma m bịa na obodo unu.

M ga-egwu mmiri ma m bịa na obodo unu.

I will swim when I visit your town.

Ị chọrọ igwu mmiri?

Ị chọrọ igwu mmiri?

Do you want to swim?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.