Nkọwa okwu logo
Beta

gwází

gwazi

Wordgwazi
Definitions

Active verb

1.mix properly

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ị ga-agwazi ọkpa ahụ tupu isinye ya.

Ị ga-agwazi ọkpa ahụ tupu isinye ya.

You will mix that Ọkpa before cooking it.

Gwazie mmiri na aja ahụ nke ọma.

Gwazie mmiri na aja ahụ nke ọma.

Mix the water and sand properly.

Ịgwazi ihe ị chọrọ ịkwọ akwọ na-enye aka.

Ịgwazi ihe ị chọrọ ịkwọ akwọ na-enye aka.

To mix what you want to grind properly is helpful.

Gwazie ya ka ọ dị mụrụmụrụ.

Gwazie ya ka ọ dị mụrụmụrụ.

Mix it to be smooth.

Emeka na-agwazi ọka ahụ.

Emeka na-agwazi ọka ahụ.

Emeka is mixing the corn flour properly.

Nne m gwaziri agwa ahụ m kwọrọ tupu o sie ya.

Nne m gwaziri agwa ahụ m kwọrọ tupu o sie ya.

My mother mixed the beans I grinded before we cooked it.

Ọ na-agwazi ọgwụ ahụ dịka dọkịta.

Ọ na-agwazi ọgwụ ahụ dịka dọkịta.

She mixes the drug properly like a doctor.

Amaka gwaziri akamụ ahụ.

Amaka gwaziri akamụ ahụ.

Amaka mixed the pap properly.

Gwazie ihe a.

Gwazie ihe a.

Mix this thing properly.

Ị chọrọ ịgwazi ya?

Ị chọrọ ịgwazi ya?

Do you want to mix it properly?

Nne m ga-agwazi nri ahụ.

Nne m ga-agwazi nri ahụ.

My mother will mix that food properly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.