gwá ókwú
gwa okwu
Word | gwa okwu |
Definitions | Active verb 僅依 1.address; lecture; speak to; 2.say something bad or worth self examining for |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gwa ya okwu ma ọ ga-anụ.
Gwa ya okwu ma ọ ga-anụ.
Speak to him if he would hear.
Ọ gwara m ajọ okwu.
Ọ gwara m ajọ okwu.
He said something bad to me.
Achọghị m ịgwa ya okwu
Achọghị m ịgwa ya okwu
I don't want to speak to him
A na-agwa ya okwu mgbe ọbụla.
A na-agwa ya okwu mgbe ọbụla.
He is regularly being spoken to.
Ha ga-agwa ya okwu.
Ha ga-agwa ya okwu.
They will talk to him.
Ụkọchukwu gwara anyị okwu.
Ụkọchukwu gwara anyị okwu.
The priest spoke to us.
Kedụ onye gwara anyị n'ụtụtụ?
Kedụ onye gwara anyị n'ụtụtụ?
Who spoke to us in the morning.
Ụkọchukwu ga-agwa anyị okwu.
Ụkọchukwu ga-agwa anyị okwu.
The priest will talk to us.
Gaa, gwa ya okwu.
Gaa, gwa ya okwu.
Go and speak to him.