Beta

gwá

gwa

Wordgwa
Definitions

Active verb

1.tell; inform; say something to someone, especially giving a first hand information

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Biko bịa, achọrọ m ịgwa gị ihe.

Biko bịa, achọrọ m ịgwa gị ihe.

Please come, I want to tell you something.

Emeka na-agwa ya ihe m kwuru.

Emeka na-agwa ya ihe m kwuru.

Emeka is telling him what I said.

Ọ gwara m maka akpa ya furu efu.

Ọ gwara m maka akpa ya furu efu.

She told me about her missing bag.

tüjü

tụjụ

Wordtụjụ
Definitions

Active verb

1.dilute

Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m ịtụjụ ọgwụ ahụ.

A chọrọ m ịtụjụ ọgwụ ahụ.

I want to dilute that medicine.

A hụrụ m ya ka ọ na-atụjụ mmiri ọkụ gị.

A hụrụ m ya ka ọ na-atụjụ mmiri ọkụ gị.

I saw him diluting your hot water.

A tụjụrụ mmanya ahụ.

A tụjụrụ mmanya ahụ.

The wine was diluted.