ọ̈wàḿmírí
ọ̣̀wàmmīrī
| Word | ọ̣̀wàmmīrī |
| Definitions | Noun 1.gutter; drain; water channel |
| Variations | ọ̀wà mmīrī |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A rụrụ ọwammiri ahụ ọhụrụ.
A rụrụ ọwammiri ahụ ọhụrụ.
The gutter was constructed newly.
Wụfee ọwammiri a.
Wụfee ọwammiri a.
Jump over this gutter.
Ọwammiri ahụ miri emi.
Ọwammiri ahụ miri emi.
The gutter is deep.
Ọbara ya na-asọnye n'ime ọwammiri
Ọbara ya na-asọnye n'ime ọwammiri
His blood is flowing into the gutter.
Ọwammiri ahụ na-esi isì
Ọwammiri ahụ na-esi isì
That gutter is smelling.
Mmmiri na-ekwo nnukwu n'ọ̣wammiri ahụ.
Mmmiri na-ekwo nnukwu n'ọ̣wammiri ahụ.
Water flows heavily inside the gutter.
Ekponyela ahịhịa n'ọ̣wammiri.
Ekponyela ahịhịa n'ọ̣wammiri.
Do not dump refuse inside the gutter.
üzìídè
ụzìidè
| Word | ụzìidè |
| Definitions | Noun 畏寃縦 1.trench; flood channel; ditch; gutter (road) |
| Variations | ụzọ̀idè |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Anyị ga-agwọ ụziide a na Satọdee.
Anyị ga-agwọ ụziide a na Satọdee.
We will dredge this ditch on Saturday.