Nkọwa okwu logo
Beta

égbè

egbè

Wordegbè
Definitions

Noun

1.gun

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ kụrụ ya isi egbe ahụ.

Ọ kụrụ ya isi egbe ahụ.

He hit him the gun head.

O nweghị mgbọ dị n'ime egbe ahụ.

O nweghị mgbọ dị n'ime egbe ahụ.

There is no bullet inside that gun.

Ọ na-ere egbe.

Ọ na-ere egbe.

She sells guns.

O zoro obere egbe n'ime akwa ya.

O zoro obere egbe n'ime akwa ya.

He hid a small gun inside his clothe.

Ugo eberela na mgbagbu

Ugo eberela na mgbagbu

The eagle has perche, ready to be shot

gbá égbè

gba egbè

Wordgba egbè
Definitions

Active verb

箋機

1.fire a gun; shoot

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ gbara egbe mana e nweghị onye o metụrụ.

Ọ gbara egbe mana e nweghị onye o metụrụ.

He shot but it did not touch anyone.

ékwéńchē

ekwen̄chē

Wordekwen̄chē
Definitions

Noun

1.gun, especially being portrayed as powerful

Related Term
Word Stem

Examples

Ndị m hụrụ bu ekwenche.

Ndị m hụrụ bu ekwenche.

The people I saw had guns.

Nnaa, egbe nke gị a bụ ekwenche.

Nnaa, egbe nke gị a bụ ekwenche.

Man, this your gun is a powerful one.

òkóló

òkolo

Wordòkolo
Definitions

Noun

1.a shield fixed in front of a gun to protect its operator; a gunshield

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Onyaagha nke nọ n'elu ụgbọ kwụ n'azụ okolo.

Onyaagha nke nọ n'elu ụgbọ kwụ n'azụ okolo.

The soldier on top of the vehicle has a gunshield.

ǹsïègbè

ǹsịègbè

Wordǹsịègbè
Definitions

Noun

1.gunpowder; a mixture in powder form used to make canon shots and gun bullets.

Variationsǹsị ègbè
Related Terms
Word Stems

Examples

Nsịegbe dị ọnụ n'ahịa.

Nsịegbe dị ọnụ n'ahịa.

Gunpowder is costly at the market.

Nsiegbe gbara mmadụ ọku n'obodo anyị.

Nsiegbe gbara mmadụ ọku n'obodo anyị.

Gunpowder burnt some one in our community.

ṃkpönàlà

m̀kpọnàlà

Wordm̀kpọnàlà
Definitions

Noun

1.an implement, made of metal, pegged to the ground and lit with a gun powder to make a loud explosive sound for salutations; ground gun

Variationsm̀kpọnààlà
Related Term
Word Stem

Examples

A gbara mkpọnala n'akwamozu ya.

A gbara mkpọnala n'akwamozu ya.

Cannon gun was shut at his funeral.

Mkpọnala ga-emerụnwu mmadụ ahụ.

Mkpọnala ga-emerụnwu mmadụ ahụ.

The ground gun can injure someone.

Ụda ya dị ka nke mkpọnala.

Ụda ya dị ka nke mkpọnala.

The sound is like that of the ground gun.

Ụda mkpọnala na-azụ n'obi.

Ụda mkpọnala na-azụ n'obi.

The sound of the ground gun resonates on the chest.

E ji nsị egbe asụ̣ mkpọnala.

E ji nsị egbe asụ̣ mkpọnala.

Gun powder is used to make cannon gun

Mkpọnala gburu nna ya.

Mkpọnala gburu nna ya.

His father was killed by canon gun.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.