Nkọwa okwu logo
Beta

gïnï

gịnị̄

Wordgịnị̄
Definitions

Interrogative

¿滑?

1.what?; something unknown whose information is being asked for

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?

Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?

What do you want me to tell that woman?

Gịnị bụ aha gị?

Gịnị bụ aha gị?

What is your name?

Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?

Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?

What are we going to call this?

Gịnị ka ị na-eme?

Gịnị ka ị na-eme?

What are you doing?

Gịnị na-eme?

Gịnị na-eme?

What is happening?

Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?

Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?

What is the reason for his coming?

gị

Wordgị
Definitions

Pronoun

1.you; second person singular object pronoun

Variationsi, ị
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ nke gị na ya.

Ọ bụ nke gị na ya.

It is for you and him.

A gwara gị jee ahịa.

A gwara gị jee ahịa.

You were told to go to the market.

Gị na Uche mere ọfụma.

Gị na Uche mere ọfụma.

You and Uche did well.

Ọ bụghị gị ka m na-agwa.

Ọ bụghị gị ka m na-agwa.

It is not you that I am talking to.

Nke a bụ nke gị.

Nke a bụ nke gị.

This one is your own.

Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.

Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.

I gave the money yesterday.

Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?

Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?

You and I, who came first?

Gị na ya soro bịa.

Gị na ya soro bịa.

Come with him.

O weteere gị anụ.

O weteere gị anụ.

He brought meat for you.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.