Nkọwa okwu logo
Beta

güdà

gụdà

Wordgụdà
Definitions

Active verb

1.read through

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị ga-agụda ihe a tupu anyị kweta na ị maara agụ Igbo.

Ị ga-agụda ihe a tupu anyị kweta na ị maara agụ Igbo.

You will read through this before we can believe that you can read Igbo.

I nwere ike ịgụda edemede a edere n'asụsụ Igbo?

I nwere ike ịgụda edemede a edere n'asụsụ Igbo?

Can you read through this article written in Igbo?

Onye n'ime unu gụdara ihe a m dere n'ugbo ọcha?

Onye n'ime unu gụdara ihe a m dere n'ugbo ọcha?

Who amongst you read through this thing i wrote on the white board?

Gụdaa leta a ka ị gwa m ihe ọ na-ekwu.

Gụdaa leta a ka ị gwa m ihe ọ na-ekwu.

Read through this letter and tell me what it is saying.

Emeka na-agụda ihe onye nkuzi ya dere n'ụgbọ ojii.

Emeka na-agụda ihe onye nkuzi ya dere n'ụgbọ ojii.

Emeka is reading through what his teacher wrote on the black board.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.