sö ìsì
sọ ìsì
Word | sọ ìsì |
Definitions | Active verb 1.walk as though blind 2.grope in the dark; walk as though blind |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ijelemma sọrọ isi mgbe e were ọkụ.
Ijelemma sọrọ isi mgbe e were ọkụ.
Ijelemma groped in the dark when power fell.
Ọ na-asọ isi oge ha na-eje ịhụ eze
Ọ na-asọ isi oge ha na-eje ịhụ eze
He or she was groping when they were going to see the king.
Ọ na-asọ isi n'ọchịchịrị
Ọ na-asọ isi n'ọchịchịrị
He is groping in the dark.
Gbanye ọkụ biko, a chọghị m ịsọ isi n'ọchịchịrị a.
Gbanye ọkụ biko, a chọghị m ịsọ isi n'ọchịchịrị a.
Turn on the light please, I do not want to grope in the dark.
Ọkụ ahụ nyụọ, ị ga-asọ isi.
Ọkụ ahụ nyụọ, ị ga-asọ isi.
If that light goes off, you will grope in the dark.
Ọtụtụ ndị mmadụ na-asọ isi.
Ọtụtụ ndị mmadụ na-asọ isi.
Many people are groping in darkness.