èkèlé
èkèle
Word | èkèle |
Definitions | Noun 1.greeting 2.gratitude; thanks |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ekele dịrị onye meziri ihe a.
Ekele dịrị onye meziri ihe a.
Thanks be to the person that fixed this.
E kwee ekele, ihu asaa.
E kwee ekele, ihu asaa.
When greeting is made, the face brightens up.
kèlé
kèle
Word | kèle |
Definitions | Active verb 液 1.greet; thank |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Chineke kwesịrị ka e kelee ya.
Chineke kwesịrị ka e kelee ya.
God is worthy to be praised.
Ọ na-ekele mmadụ ọfụma.
Ọ na-ekele mmadụ ọfụma.
She greets people vey well.
Bịa, ka anyị kelee Chineke.
Bịa, ka anyị kelee Chineke.
Come, let us thank the Lord.
Ikele ekele na-esiri ya ike.
Ikele ekele na-esiri ya ike.
He finds it difficult to greet people.
kèdü
kèdụ
Word | kèdụ |
Definitions | Interrogative 識 1.how? which? where? (general interrogative question). 2.a common greeting (essentially, how are you, how are things?) |
Variations | kèdụ́ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kedụ ihe ị chọ?
Kedụ ihe ị chọ?
What do you want?
Kèdú áhà gị́?
Kèdú áhà gị́?
What is your name?
Kedụ onye bịara ebe a?
Kedụ onye bịara ebe a?
Who came here?
Kèdụ́ kà í mèrè?
Kèdụ́ kà í mèrè?
How are you (doing)?
Kedụ ebe ị nọ?
Kedụ ebe ị nọ?
Where are you?