Nkọwa okwu logo
Beta

ųkpànà

ụ̀kpànà

Wordụ̀kpànà
Definitions

Noun

1.grasshopper

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ụkpana wubanyere n'ime ite ahụ.

Ụkpana wubanyere n'ime ite ahụ.

A grasshopper hopped into that pot.

Emeka webatara otu ụkpana n'ime ụlọ.

Emeka webatara otu ụkpana n'ime ụlọ.

Emeka brought one grasshopper into the house.

Ụkpana anaghị enwe nku.

Ụkpana anaghị enwe nku.

Grasshoppers do not have feathers.

Ụkpana na-anọkari n'ahịhịa.

Ụkpana na-anọkari n'ahịhịa.

Grasshoppers usually stay on grasses.

ųkpàlà

ụ̀kpàlà

Wordụ̀kpàlà
Definitions

Noun

1.grasshopper (Caelifera)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụtụbeghị m ụdịrị ụkpala a mbụ.

Ahụtụbeghị m ụdịrị ụkpala a mbụ.

I have never seen this type of grasshopper before.

Anyị zụrụ ụkpala mgbe anyị nọ na praịmarị.

Anyị zụrụ ụkpala mgbe anyị nọ na praịmarị.

We reared grasshoppers when we were in primary school.

Anyị zụrụ ụkpala mgbe anyị bụ ụmụ̣ntakịrị.

Anyị zụrụ ụkpala mgbe anyị bụ ụmụ̣ntakịrị.

We reared grasshoppers when we were kids.

Ọ bụghị ụkpala niile ka a na-eri eri.

Ọ bụghị ụkpala niile ka a na-eri eri.

Not all grasshoppers are edible.

Ọ na-amasị ụmụaka ịchụ ụkpala.

Ọ na-amasị ụmụaka ịchụ ụkpala.

Children love chasing grasshopper.

Onye gburu ụkpala a?

Onye gburu ụkpala a?

Who killed this grasshopper?

Ụkpala dabara na nri m.

Ụkpala dabara na nri m.

Grasshopper fall into my food.

Ọ na-amasị ụkpala ifegharị n'anwụ.

Ọ na-amasị ụkpala ifegharị n'anwụ.

Grasshopper likes flying when the sun is shining.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.