bádà
badà
Word | badà |
Definitions | Active verb 貝員 1.grab and throw somebody down |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye uweojii ahụ badara onye ohi ahụ ka ọ chọrọ ịgba ọsọ.
Onye uweojii ahụ badara onye ohi ahụ ka ọ chọrọ ịgba ọsọ.
The policeman grabbed the thief to the ground when he wanted to run.
Dimgba ahụ chọrọ ịbada onye nke ọzọ ozugbo ọ batara n'ọgbọ.
Dimgba ahụ chọrọ ịbada onye nke ọzọ ozugbo ọ batara n'ọgbọ.
The wrestler wanted to bring the other person down immediately he came into the ring.
Buru ya n'ọkpa, bada ya n'ala.
Buru ya n'ọkpa, bada ya n'ala.
Carry him by the legs and throw him to the ground.
Nkịta ya na-abada mmadụ.
Nkịta ya na-abada mmadụ.
His dog throws people down.
Onye badara ibe ya?
Onye badara ibe ya?
Who throw the other?
Achọghị m ịbada ya.
Achọghị m ịbada ya.
I do not want to throw him down.
Ugo ga-abada gị.
Ugo ga-abada gị.
Ugo will through you down.
Ọ ga-abada gị ma ị hapụ ya.
Ọ ga-abada gị ma ị hapụ ya.
He will throw you down if you leave him.
ųbü
ụ̀bụ
Word | ụ̀bụ |
Definitions | Noun 1.scramble; rush to grab or consume something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha bụrụ ụbụ nri ebe anyị gara ụnyaahụ.
Ha bụrụ ụbụ nri ebe anyị gara ụnyaahụ.
They scrambled for food where we went to yesterday.
bà ṃbà
bà m̀bà
Word | bà m̀bà |
Definitions | Active verb 和翁 1.rape; to forcefully have sex with a woman; 2.grab especially with two arms wrapped round |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
A tụrụ ya nga maka na ọ bara nwa Okoro mba.
A tụrụ ya nga maka na ọ bara nwa Okoro mba.
He was jailed because he forcefully had sex with Okoro's daughter.
Ị chọrọ ịba ya mba?
Ị chọrọ ịba ya mba?
Do you want to rape her?
Ọ na-aba ụmụagbọghọọbịa mba.
Ọ na-aba ụmụagbọghọọbịa mba.
He forcefully have sex with young girls.
Onye bara gị mba?
Onye bara gị mba?
Who raped you.
Abakwala mmadụ mba.
Abakwala mmadụ mba.
Do not rape anybody.
Ọ chọrọ ịba m mba.
Ọ chọrọ ịba m mba.
She wants to rape.