Nkọwa okwu logo
Beta

góté

gote

Wordgote
Definitions

Active verb

測怠

1.obtain by buying

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m egote ya echi.

Aga m egote ya echi.

I will buy it tomorrow.

Obi sịrị na ọ ga-egote ya echi

Obi sịrị na ọ ga-egote ya echi

Obi said he will buy it tommorrow

Uju gara igote nri.

Uju gara igote nri.

Uju went to buy food.

Anyị na-egote ihe eji arụ ụlọ.

Anyị na-egote ihe eji arụ ụlọ.

We are buying building materials

Gịnị mere ị jiri gote udi akwa a?

Gịnị mere ị jiri gote udi akwa a?

Why did you buy thid type of clothe?

O teela aka anyị gotere ya.

O teela aka anyị gotere ya.

It's been long we bought it

-líté

-lite

Word-lite
Definitions

Extensional suffix

結醜

1.upward; upward to a desired level

2.to increase or rise

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Biko gbalite redio ahụ.

Biko gbalite redio ahụ.

Please increase the volume of that radio.

Ọrịa ahụ selitere ọzọ.

Ọrịa ahụ selitere ọzọ.

The sickness surfaced again.

Welitenu obi enu.

Welitenu obi enu.

Lift up your hearts.

O welitere ego ahụ mgbe ọ hụrụ ya.

O welitere ego ahụ mgbe ọ hụrụ ya.

He picked up the money when he saw it.

Dọlite m elu.

Dọlite m elu.

Pull me up.

zütá

zụta

Wordzụta
Definitions

Active verb

凹怠

1.obtain by buying

Related Terms
Word Stems

Examples

Azụtara m ụgbọala a n'afọ gara aga.

Azụtara m ụgbọala a n'afọ gara aga.

I bought this car last year.

Achọrọ m ịzụta ihe ndị anyị ga-enye ndị ọgọ anyi.

Achọrọ m ịzụta ihe ndị anyị ga-enye ndị ọgọ anyi.

I want to buy the things we will give to our in-laws.

Ebere zụtara abada ọ ga-enye nne ya.

Ebere zụtara abada ọ ga-enye nne ya.

Ebere bought wrapper she will give to her mother.

Enweghị m ego m ga-eji zụta ọlaedo.

Enweghị m ego m ga-eji zụta ọlaedo.

I do not have money to buy gold.

Ihe ndị m ga-azụta ga-amasị gị.

Ihe ndị m ga-azụta ga-amasị gị.

You will like the things that i will buy.

Zụta azụ ndụ na azụ ọkpọọ.

Zụta azụ ndụ na azụ ọkpọọ.

Buy fresh fish and dried one.

M ga-azụta akwa ahụ ma m lọtawa.

M ga-azụta akwa ahụ ma m lọtawa.

I will buy the clothes on my way back.

Ọ dị mkpa ịzụta ihe anyị chọrọ ugbua.

Ọ dị mkpa ịzụta ihe anyị chọrọ ugbua.

It is important to buy what we need now.

Ọ dị mkpa ịzụta mmanya.

Ọ dị mkpa ịzụta mmanya.

It is important to buy wine.

Nneka na-azụta nri mgbe m gafere.

Nneka na-azụta nri mgbe m gafere.

Nneka was buying food when I passed.

Onye zụtara ewu a?

Onye zụtara ewu a?

Who bought this goat ?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.