Nkọwa okwu logo
Beta

ólòóó

olòoō

Wordolòoō
Definitions

Interjection

1.oh my goodness; oh crap

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Olooo! Nke a ọ bụ ara?

Olooo! Nke a ọ bụ ara?

Oh my goodness! Is this madness?

Olooo! Echefuola m aha ya!

Olooo! Echefuola m aha ya!

Oh my goodness! I have forgotten its name!

Olooo! Ihe a bụkwa ara!

Olooo! Ihe a bụkwa ara!

Oh my goodness! This is really madness!

Olooo! Echefuru m akpeego m n'ụlọ.

Olooo! Echefuru m akpeego m n'ụlọ.

Oh my goodness! I forgot my wallet at home.

Olooo! Kedụ ihe nke a pụtara?

Olooo! Kedụ ihe nke a pụtara?

Oh my goodness! What is this all about?

Olooo! Amaghịkwa m na oge agaala!

Olooo! Amaghịkwa m na oge agaala!

Oh my goodness! I didn't know that time has gone!

ḿmá

mmā

Wordmmā
Definitions

Noun

寐煙

1.goodness; beauty

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Adaọra mara mma.

Adaọra mara mma.

Adaọra is beautiful.

Ịdị mma Chineke hiri nne.

Ịdị mma Chineke hiri nne.

God's goodness is so much.

Ihe dị mma ka anyị chọ.

Ihe dị mma ka anyị chọ.

We want good things.

Ihe o mere adighi mma.

Ihe o mere adighi mma.

What he did is not good.

O nyere anyị ndị dị mma.

O nyere anyị ndị dị mma.

He gave us the ones that are good.

Àdáḿmá

Àdammā

WordÀdammā
Definitions

Noun

1.daughter of beauty; daughter of goodness

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Aha m bụ Adamma.

Aha m bụ Adamma.

My name is Adamma.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.