gönárï
gọnarị
Word | gọnarị |
Definitions | Active verb 1.deny (knowledge of something) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ịgọnarị ya ga-agbawa ya obi.
Ịgọnarị ya ga-agbawa ya obi.
To deny it will break her heart.
Ọ gọnarịrị ebubo ahụ.
Ọ gọnarịrị ebubo ahụ.
He denied the allegation.
Ọ gọnarịrị ihe mere n'ụlọikpe.
Ọ gọnarịrị ihe mere n'ụlọikpe.
He denied the incident in the court.
Gịnị mere ị ji agọnarị ya?
Gịnị mere ị ji agọnarị ya?
Why are you denying him?
Ndị uweojii jide gị n'omume ọjọọ a, aga m agọnarị gị.
Ndị uweojii jide gị n'omume ọjọọ a, aga m agọnarị gị.
If the police catches you in this bad behavior, I will deny you.