Nkọwa okwu logo
Beta

gódú

godu

Wordgodu
Definitions

Interjection

1.first of all; beforehand; a sec

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Bịa godu ebe a.

Bịa godu ebe a.

Come here first.

Ṅụ godu ọgwụ gị.

Ṅụ godu ọgwụ gị.

Take your drugs first of all.

Nye godu m ihe a.

Nye godu m ihe a.

Give me this thing first.

Si godu nrịa ahụ.

Si godu nrịa ahụ.

Cook that food first of all.

Gụ godu akwụkwọ a ka ị hụ ihe m na-ekwu.

Gụ godu akwụkwọ a ka ị hụ ihe m na-ekwu.

Read this book first so that you can see what I am talking about.

Nọdụ gọdụ ala.

Nọdụ gọdụ ala.

Sit down first.

Kpata godu ego tupu ị na-ekwu maka ịzụta ụgbaala.

Kpata godu ego tupu ị na-ekwu maka ịzụta ụgbaala.

Make money first before you will be talking of buying a car.

Pịa godu ya ụtarị ka ị hụ ihe ọ ga-eme.

Pịa godu ya ụtarị ka ị hụ ihe ọ ga-eme.

Flog him first so that you will see what he will do.

Sa godu akwa ahụ ka nne gị ghara iwe iwe.

Sa godu akwa ahụ ka nne gị ghara iwe iwe.

Wash those cloths first so that your mother will not be angry.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.