Nkọwa okwu logo
Beta

kpöchí

kpọchi

Wordkpọchi
Definitions

Active verb

1.bolt; lock

Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, nyere m aka kpọchie ụzọ ahụ.

Biko, nyere m aka kpọchie ụzọ ahụ.

Please, help me to lock the door.

Emeka na-akpọchi ụzọ ala.

Emeka na-akpọchi ụzọ ala.

Emeka is locking the dowstairs door.

Achọrọ m ịkpọchi ụzọ tupu m pụwa.

Achọrọ m ịkpọchi ụzọ tupu m pụwa.

I want to lock the door before leaving.

Biko, kpọchie ụzọ gị maka anwụnta

Biko, kpọchie ụzọ gị maka anwụnta

Please, lock your door because of mosquito

Ọ na-akpọchi ụzọ ahụ tupu ọ laa obodo.

Ọ na-akpọchi ụzọ ahụ tupu ọ laa obodo.

He was locking that door before he travelled to the village.

Nkechi, kpọchie ụzọ a ka anyị laa.

Nkechi, kpọchie ụzọ a ka anyị laa.

Nkechi, lock this door lets go.

Onye ga-akpọchị ụzọ a?

Onye ga-akpọchị ụzọ a?

Who will lock this door?

Kpọchie ụzọ!

Kpọchie ụzọ!

Lock the door.

Akpọchila ụzọ.

Akpọchila ụzọ.

Don't lock the door.

Onye ga-akpọchi ụzọ?

Onye ga-akpọchi ụzọ?

Who will lock the door.

Ụzọ ahụ kpọchiri akpọchi.

Ụzọ ahụ kpọchiri akpọchi.

The door is locked.

Ị na-akpọchi ụzọ?

Ị na-akpọchi ụzọ?

Are you locking the door?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.