Nkọwa okwu logo
Beta

gósí

gosi

Wordgosi
Definitions

Active verb

1.show; illustrate

Variationsgosị
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O gosiri m akpa ya.

O gosiri m akpa ya.

He showed me his bag.

Ọ na-egosi ha ụlọ ya.

Ọ na-egosi ha ụlọ ya.

He is showing them his house.

Gịnị ka ọ na-egosi?

Gịnị ka ọ na-egosi?

What is it showing?

Anyị ga-egosi ha na anyị ka ha agba bọọlụ.

Anyị ga-egosi ha na anyị ka ha agba bọọlụ.

We will show them that we play soccer better than them.

Gịnị mere o ji egosi ya ihe ahụ?

Gịnị mere o ji egosi ya ihe ahụ?

Why is he showing him that?

Ọ chọrọ igosi m ụzọ.

Ọ chọrọ igosi m ụzọ.

She wants to give me the road direction.

Gosi m onye tiri gị ihe.

Gosi m onye tiri gị ihe.

Show me who beat you.

Gosi m ụzọ.

Gosi m ụzọ.

Show me the road.

Ọ na-egosi m akwụkwọ ahụ oge ọbụla.

Ọ na-egosi m akwụkwọ ahụ oge ọbụla.

He shows me that book all the time.

zí

zi

Wordzi
Definitions

Active verb

1.show

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Zi m ebe i debere ya.

Zi m ebe i debere ya.

Show me where you kept it

Emeka achọghị izi ya ebe ọ zụtara akwa ahụ.

Emeka achọghị izi ya ebe ọ zụtara akwa ahụ.

Emeka does not want to show him where he bought that cloth.

Ọ chọghị izi anyị ebe ụlọakwụkwọ ya dị.

Ọ chọghị izi anyị ebe ụlọakwụkwọ ya dị.

She does not want to show us where her school is.

O ziri m ụzọ ndụ.

O ziri m ụzọ ndụ.

He showed me the way of life.

Chineke, biko, zi m ụzọ Gị.

Chineke, biko, zi m ụzọ Gị.

God, please, show me Your way.

Zi m ebe ọ dị n'ime Akwụkwọ Nsọ.

Zi m ebe ọ dị n'ime Akwụkwọ Nsọ.

Show me where it is in the Bible.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.