tá ìkìkérēézē
ta ìkìkereezē
Word | ta ìkìkereezē |
Definitions | Active verb 涯㨁骸 1.gnash teeth; grind upper and lower teeth together; 2.cause suffering |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nnannukwu m na-ata ikikereeze.
Nnannukwu m na-ata ikikereeze.
My grandfather is gnashing his teeth.
Onye tara ikikereeze n'abalị?
Onye tara ikikereeze n'abalị?
Who gnashed his teeth at night?
Ataala m ikikereeze n'ụwa a.
Ataala m ikikereeze n'ụwa a.
I've really suffered.
Achọghị m ihe ga-eme ka m taa ikikereeze.
Achọghị m ihe ga-eme ka m taa ikikereeze.
I do not want anything that will make me to suffer.
Taa ikikereeze ọzọ.
Taa ikikereeze ọzọ.
Gnash your teeth again.
Ọ na-ata ikikereeze ma ọ na-rahụ ụra.
Ọ na-ata ikikereeze ma ọ na-rahụ ụra.
He gnashes her teeth when she is sleeping.
Ọ ga-ata ikikereeze.
Ọ ga-ata ikikereeze.
She will gnash her teeth.
Ọnwụ ya buteere anyị ịta ikikereeze.
Ọnwụ ya buteere anyị ịta ikikereeze.
His death caused us to suffer.