Nkọwa okwu logo
Beta

mųké

mụ̀ke

Wordmụ̀ke
Definitions

Active verb

潜遠椅

1.glow

Related Terms
Word Stems

Examples

Gịnị bụ ọkụ ahụ na-amụke ebe ahụ.

Gịnị bụ ọkụ ahụ na-amụke ebe ahụ.

What is that light glowing over there?

Ọkụ ya mụkere n'ọchịchịrị.

Ọkụ ya mụkere n'ọchịchịrị.

His light shined in darkness.

Nwaanyị ahụ chọrọ ịmụke ka ọnwa ma ọ kwụrụ n'elu nkwago.

Nwaanyị ahụ chọrọ ịmụke ka ọnwa ma ọ kwụrụ n'elu nkwago.

The lady wants to glow like the sun when she stands on the stage.

Kwe ka ezi ọrụ gị mụkee ka ọkụ n'ihu ndị mmadụ.

Kwe ka ezi ọrụ gị mụkee ka ọkụ n'ihu ndị mmadụ.

Let your good works glow like fire in peoples faces.

ṃmųmųöwá

m̀mụ̀mụ̀ọwa

Wordm̀mụ̀mụ̀ọwa
Definitions

Noun

潜潜

1.glow-worm or firefly

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Amaghị m ihe na-enye mmụmụọwa ọkụ.

Amaghị m ihe na-enye mmụmụọwa ọkụ.

I do not know what gives the glowworm light.

Amaghị m ihe na-enye mmụmụọwa ọkụ.

Amaghị m ihe na-enye mmụmụọwa ọkụ.

I do not know what gives the glowworm light.

Ahụbeghị m mmụmụọwa n'afọ a.

Ahụbeghị m mmụmụọwa n'afọ a.

I have not seen a firefly this year.

Mmụmụọwa anaghị ata ata.

Mmụmụọwa anaghị ata ata.

Glowworm does not bite.

Emeka nwudere mmụmụọwa.

Emeka nwudere mmụmụọwa.

Emeka caught a firefly.

Onye pịagburu mmụmụọwa a?

Onye pịagburu mmụmụọwa a?

Who killed this firefly?

òköökü

òkọọ̄kụ̄

Wordòkọọ̄kụ̄
Definitions

Noun

寍椅遠

1.firefly; the insect that glows while flying

Related Terms
Word Stems

Examples

Okọọkụ anaghị ata ata.

Okọọkụ anaghị ata ata.

Firefly does not bite.

Okọọkụ na-efe n'udummiri.

Okọọkụ na-efe n'udummiri.

Firefly flies in rainy season.

Okọọkụ mara mma.

Okọọkụ mara mma.

Firefly is beautiful.

Okọọkụ mara mma.

Okọọkụ mara mma.

Firefly is beautiful.

Okọọkụ dabara na nri ọ na-eri.

Okọọkụ dabara na nri ọ na-eri.

Firefly fell into the food he is eating.

A na-ahụ okọọkụ n'abalị.

A na-ahụ okọọkụ n'abalị.

Firefly is seen at night.

Ọ na-atụ okọọkụ ụjọ.

Ọ na-atụ okọọkụ ụjọ.

He is afraid of firefly.

Ahụrụ m okọọkụ.

Ahụrụ m okọọkụ.

I saw a firefly.

Okọọkụ ji ọkụ dị ya n'afọ ahụ ụzọ.

Okọọkụ ji ọkụ dị ya n'afọ ahụ ụzọ.

Firefly sees with the light in its abdomen.

Okọọkụ juru ebe niile.

Okọọkụ juru ebe niile.

There is firefly everywhere.

Okọọkụ ji ọkụ dị ya n'afọ ahụ ụzọ.

Okọọkụ ji ọkụ dị ya n'afọ ahụ ụzọ.

Firefly sees with the light in its abdomen.

Ahụrụ m okọọkụ.

Ahụrụ m okọọkụ.

I saw a firefly.

Ọ na-atụ okọọkụ ụjọ.

Ọ na-atụ okọọkụ ụjọ.

He is afraid of firefly.

Okọọkụ dabara na nri ọ na-eri.

Okọọkụ dabara na nri ọ na-eri.

Firefly fell into the food he is eating.

Okọọkụ mara mma.

Okọọkụ mara mma.

Firefly is beautiful.

Okọọkụ juru ebe niile.

Okọọkụ juru ebe niile.

There is firefly everywhere.

íröökü

irọọkụ̄

Wordirọọkụ̄
Definitions

Noun

戯遠

1.flame; tongue of fire; the visible or glowing part of a burning gas from something that is on fire

Variationsire ọkụ̄
Related Term
Word Stem

Examples

Mmụọ Nsọ Chineke bịara dịka ireọkụ.

Mmụọ Nsọ Chineke bịara dịka ireọkụ.

The spirit of God came as a tongue of fire.

Ihe eserese a dịka ireọkụ.

Ihe eserese a dịka ireọkụ.

This diagram looks like flame.

Ireọkụ dakwasara m n'ahụ.

Ireọkụ dakwasara m n'ahụ.

Flame of fire fell on my body.

Ọ dịka ireọkụ.

Ọ dịka ireọkụ.

It is like a flame.

Ha hụrụ irọọkụ n'isi ha.

Ha hụrụ irọọkụ n'isi ha.

They saw flames on their heads.

Ihu ya na-egbuke ka irọọkụ.

Ihu ya na-egbuke ka irọọkụ.

His face is shininh like a flame.

Irọọkụ a nọ jii maka ifufe adịghị.

Irọọkụ a nọ jii maka ifufe adịghị.

The flame is stable because there is no wind.

Irọọkụ riri ya bụ ụlọ tupu anyị erute ebe ahụ.

Irọọkụ riri ya bụ ụlọ tupu anyị erute ebe ahụ.

Flames engulfed the house before we got there.

Irọọkụ ya etoghị ogo.

Irọọkụ ya etoghị ogo.

The flames are not high.

Ahụrụ m irọọkụ ka ọ na-apụta.

Ahụrụ m irọọkụ ka ọ na-apụta.

I saw flames coming out.

gbúké

gbuke

Wordgbuke
Definitions

Active verb

1.glitter; be bright; glow; shine

Related Terms
Word Stems

Examples

Mgbaaka ya na-egbuke egbuke.

Mgbaaka ya na-egbuke egbuke.

His ring is shiny.

Ihu ya gbukere ka anwụ mgbe ọ batara.

Ihu ya gbukere ka anwụ mgbe ọ batara.

Her face shone like the sun when she entered.

Ọ na-eguke ebe niile.

Ọ na-eguke ebe niile.

It is shinning everywhere.

Ihe niile na-egbuke egbuke abụghị ọlaedo.

Ihe niile na-egbuke egbuke abụghị ọlaedo.

All that glitters is not gold.

cháké

chake

Wordchake
Definitions

Active verb

1.brighten; spark; shine; glow

Related Term
Word Stem

Examples

Ọkụ ahụ chakere nke ọma.

Ọkụ ahụ chakere nke ọma.

The light brightened very well.

Ọkụ ya na-achọ ịchake.

Ọkụ ya na-achọ ịchake.

His light is about to brighten.

Ugo gbuzuo, ọ chakee.

Ugo gbuzuo, ọ chakee.

When the Eagle reaches its maturity stage, it brightens.

Ọla o yi chakere ugbu a.

Ọla o yi chakere ugbu a.

The jewelry she is wearing brightened now.

Ebee ka ị nọ mgbe ọkụ a chakere?

Ebee ka ị nọ mgbe ọkụ a chakere?

Where were you when this light sparked?

Ọ chakebeghi.

Ọ chakebeghi.

It has not shined

O kweghị achake.

O kweghị achake.

It refused to glow.

Ọ na-acheke achake.

Ọ na-acheke achake.

It is glowing.

Anyanwụ na-achake n'ehihie.

Anyanwụ na-achake n'ehihie.

The sun will brighten in the afternoon.

Kpakpando a ka ga-achake.

Kpakpando a ka ga-achake.

This star will still brighten.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.