Nkọwa okwu logo
Beta

nyé òhèrè

nye òhèrè

Wordnye òhèrè
Definitions

Active verb

1.give opportunity or chance; give time for something

Related Term
Word Stem

Examples

Ha nyere ohere maka ndị chọrọ ịgba egwu.

Ha nyere ohere maka ndị chọrọ ịgba egwu.

They gave time for those that want to dance.

Kedụ onye nyere gị ohere?

Kedụ onye nyere gị ohere?

Who gave you the chance?

Ọ chọrọ inye m ohere ka m kwuo okwu Chukwu.

Ọ chọrọ inye m ohere ka m kwuo okwu Chukwu.

He want to give me the opportunity to preach.

O kweghị enye m ohere

O kweghị enye m ohere

He refused to give me an opportunity.

Ọrụ a na-enye ohere ịga mba ụwa dum.

Ọrụ a na-enye ohere ịga mba ụwa dum.

This job gives the opportunity to travel the whole world.

A ga-enye ohere oge ị ga-ekwu okwu.

A ga-enye ohere oge ị ga-ekwu okwu.

A time will be given when you will speak.

A ga-enye ya ohere ma ọ bata.

A ga-enye ya ohere ma ọ bata.

She will be given an opportunity when he comes.

O kweghị enye m ohere.

O kweghị enye m ohere.

He refused to give me an opportunity.

Kedụ onye nyere gị ohere ebe a?

Kedụ onye nyere gị ohere ebe a?

Who gave you a chance here?

Ọ naghị adị mma inye onye ohi ohere.

Ọ naghị adị mma inye onye ohi ohere.

It is not good to give a criminal a chance.

Unu a ga-enye anyị ohere?

Unu a ga-enye anyị ohere?

Will you people give us the chance?

Ọ chọ inye m ohere ka m gwa ụmụ akwụkwọ ya okwu.

Ọ chọ inye m ohere ka m gwa ụmụ akwụkwọ ya okwu.

She wants to give me the opportunity to address her students

Onye nyere gị ohere?

Onye nyere gị ohere?

Who gave you the chance?

Nye m ohere ka m kwuo okwu.

Nye m ohere ka m kwuo okwu.

Give me the opportunity to talk.

Aga-enye ya ohere ma ọ bata.

Aga-enye ya ohere ma ọ bata.

She will be given an opportunity when he comes.

Biko, nye m ohere n'ụlọọrụ gị.

Biko, nye m ohere n'ụlọọrụ gị.

Please, give me an opportunity in your company.

Eze enyeghị ya ohere ị zara ọnụ ya.

Eze enyeghị ya ohere ị zara ọnụ ya.

Eze did not give him the opportunity to defend himself.

Ahụrụ m ka ọ na-enye ụmụaka ahụ ohere ịhụ onyeisi ya.

Ahụrụ m ka ọ na-enye ụmụaka ahụ ohere ịhụ onyeisi ya.

I saw him giving those children the opportunity to see his master.

Nwoke ahụ na-enye ndị mmadụ ohere n'ụlọakwụkwọ ya.

Nwoke ahụ na-enye ndị mmadụ ohere n'ụlọakwụkwọ ya.

That man gives people opportunity in his school.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.