gïrïgïrï
gịrịgịrị
Word | gịrịgịrị |
Definitions | Noun 1.the quality of being thin, especially in an attractive or graceful way; slenderness 2.the quality of being watery Nominal Modifier 1.thin, especially in an attractive or graceful way; slender 2.thin as a result of containing a lot of water; watery |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụmụnwoke gịrịgịrị na-amasi ya.
Ụmụnwoke gịrịgịrị na-amasi ya.
She likes slender men.
Nwunye ya dị gịrịgịrị.
Nwunye ya dị gịrịgịrị.
His wife is slender.
Akamụ ọ mere gbara gịrịgịrị.
Akamụ ọ mere gbara gịrịgịrị.
The pap she made came out watery.
Ofe gịrịgịrị a i siri dịkwa ụtọ.
Ofe gịrịgịrị a i siri dịkwa ụtọ.
This watery soup you cooked is actually delicious.
Ndị obodo Sudan na-eto ogologo ma dịkwa gịrịgịrị.
Ndị obodo Sudan na-eto ogologo ma dịkwa gịrịgịrị.
The Sudanese are tall and also slender.
Kpọọrọ onye ahụ dị gịrịgịrị.
Kpọọrọ onye ahụ dị gịrịgịrị.
Call that person that is slender for me.
Nwaanyị ahụ dị gịrịgịrị bịara ebe a.
Nwaanyị ahụ dị gịrịgịrị bịara ebe a.
That woman that is slender came here.
Akwa a ga-adị gị mma n'ahụ maka na ị dị gịrịgịrị.
Akwa a ga-adị gị mma n'ahụ maka na ị dị gịrịgịrị.
This cloth will be good on you because you are slender.
Ụmụ ya niile dị gịrịgịrị.
Ụmụ ya niile dị gịrịgịrị.
All her children are slender.
Ụlọakụ dị gịrịgịrị.
Ụlọakụ dị gịrịgịrị.
Uloaku is slender.
Ihe o ji gafenwu ụzọ ahụ bụ maka na ọ dị gịrịgịrị.
Ihe o ji gafenwu ụzọ ahụ bụ maka na ọ dị gịrịgịrị.
The reason he was able to pass through that door is because he is slender.
Naanị ndị dị gịrịgịrị ga-anọchite anya anyị na mmemme ahụ.
Naanị ndị dị gịrịgịrị ga-anọchite anya anyị na mmemme ahụ.
Only slender people will represent us at that event.
Akamụ dị gịrịgịrị na-amasị m.
Akamụ dị gịrịgịrị na-amasị m.
I like watery pap.
O buru ibu mana ukwu dị gịrịgịrị.
O buru ibu mana ukwu dị gịrịgịrị.
She is big but her legs are slender.
Ofe o siri dị gịrịgịrị.
Ofe o siri dị gịrịgịrị.
The soup she cooked is watery.
ńgáńgá
nganga
Word | nganga |
Definitions | Nominal Modifier 1.slim; slim in build 2.unkept, rag; ragged cloth |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nne m dị nganga.
Nne m dị nganga.
My mother is slim.
Ndị buru ibu na-anụkari ndị dị nganga.
Ndị buru ibu na-anụkari ndị dị nganga.
Fat people usually marry slim people.
Nwoke a dị nganga
Nwoke a dị nganga
This man is slim
Emeka na-enwe mmasị na ụmụ nwaanyị dị nganga.
Emeka na-enwe mmasị na ụmụ nwaanyị dị nganga.
Emeka likes slim women.
Ezeudo bụ nganga mmadụ.
Ezeudo bụ nganga mmadụ.
Ezeudo is a slim person.
Ọ dị nganga ma too ogologo.
Ọ dị nganga ma too ogologo.
She is slim and tall.
Ọ dịbu nganga oge ọ bụ nwata.
Ọ dịbu nganga oge ọ bụ nwata.
She was slim when she was a child.