Nkọwa okwu logo
Beta

dödó

dọdo

Worddọdo
Definitions

Active verb

1.hold fast or tight;

2.grip

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ chọrọ idọdo m aka.

Ọ chọrọ idọdo m aka.

He wants to grip me

Ị ga-adọdo ụdọ ahụ ọfụma.

Ị ga-adọdo ụdọ ahụ ọfụma.

You will hold the rope very well.

Dọdo nwoke ahụ aka n'akwa.

Dọdo nwoke ahụ aka n'akwa.

Hold that man's cloth tight.

Ọ na-adọdo mmadụ n'akwa ma iwe wee ya.

Ọ na-adọdo mmadụ n'akwa ma iwe wee ya.

He holds people on the cloth if he gets angry.

Ọ dọdoro ya n'akwa.

Ọ dọdoro ya n'akwa.

She held him tight on the cloth

Jiri nwayọ dọdo ya.

Jiri nwayọ dọdo ya.

Hold it with care.

Dọdo ya nke ọma.

Dọdo ya nke ọma.

Hold fast to it properly.

Ọ dị mma ka ịdọdosie ya ike.

Ọ dị mma ka ịdọdosie ya ike.

It is good for you to hold it tight.

Ọ dọdoro ya aka n'akwa.

Ọ dọdoro ya aka n'akwa.

She held fast to his cloth.

Aka ọ na-adọdo mmadụ siri ike.

Aka ọ na-adọdo mmadụ siri ike.

His grip on people is strong.

Onye dọdoro ụzọ?

Onye dọdoro ụzọ?

Who held the door?

Jee, dọdo ya.

Jee, dọdo ya.

Go and hold it.

Ọ ga-adọdo gị n'aka.

Ọ ga-adọdo gị n'aka.

She will hold your hand tight.

jì

Wordjì
Definitions

Active verb

1.be in possession of; hold

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Udoka ji ego anyị.

Udoka ji ego anyị.

Udoka is in possession of our money.

Emeka ji ekwentị gị.

Emeka ji ekwentị gị.

Emeka is in possession of your mobile phone.

M ji ya aka.

M ji ya aka.

I am holding it.

Nne ga-eji ya.

Nne ga-eji ya.

My mother will hold it.

Jiri ya ma ị bịawa echi

Jiri ya ma ị bịawa echi

Hold it while coming tomorrow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.