Nkọwa okwu logo
Beta

gị

Wordgị
Definitions

Pronoun

1.you; second person singular object pronoun

Variationsi, ị
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ nke gị na ya.

Ọ bụ nke gị na ya.

It is for you and him.

A gwara gị jee ahịa.

A gwara gị jee ahịa.

You were told to go to the market.

Gị na Uche mere ọfụma.

Gị na Uche mere ọfụma.

You and Uche did well.

Ọ bụghị gị ka m na-agwa.

Ọ bụghị gị ka m na-agwa.

It is not you that I am talking to.

Nke a bụ nke gị.

Nke a bụ nke gị.

This one is your own.

Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.

Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.

I gave the money yesterday.

Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?

Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?

You and I, who came first?

Gị na ya soro bịa.

Gị na ya soro bịa.

Come with him.

O weteere gị anụ.

O weteere gị anụ.

He brought meat for you.

-ghï

-ghị

Word-ghị
Definitions

Extensional suffix

1.not; verb negator used for all tenses except imperative and present perfect

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada enweghị isi ọwụwa.

Ada enweghị isi ọwụwa.

Ada does not have a headache

Ma ọ bịara ma ọ bịaghị agbasaghị m.

Ma ọ bịara ma ọ bịaghị agbasaghị m.

Whether he came or did not come is not my problem.

Anyị achọghị onye mpako ebe a.

Anyị achọghị onye mpako ebe a.

We do not want an arrogant person here.

Azụtaghị m ọgwụ isi ọwụwa.

Azụtaghị m ọgwụ isi ọwụwa.

I did not buy a drug for headache.

Ọ gbaghị nkịtị.

Ọ gbaghị nkịtị.

He did not keep quite.

Achọghi m ọnụ gị.

Achọghi m ọnụ gị.

I do not want your opinion.

Amaghị m nke a.

Amaghị m nke a.

I don't know this one.

Chijimma erighị nri n'ụtụtụ.

Chijimma erighị nri n'ụtụtụ.

Chijimma did not eat in the morning.

Ọ maghị na m ma onye ọ bụ.

Ọ maghị na m ma onye ọ bụ.

He does not know that I know him.

Ọ bụghị m.

Ọ bụghị m.

It is not me.

Ereteghi m nnukwu ego taa.

Ereteghi m nnukwu ego taa.

I did not make much sales today.

Ha anaghị asa akwa n'ụtụtụ.

Ha anaghị asa akwa n'ụtụtụ.

They don't do laundry in the morning

Ọ bịaghị ụnyaahụ.

Ọ bịaghị ụnyaahụ.

She did not come yesterday.

Nnamdị anaghị agba bọọlụ.

Nnamdị anaghị agba bọọlụ.

Nnamdi does not play football.

O sighi nri.

O sighi nri.

She did not cook.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.