Nkọwa okwu logo
Beta

ghötá

ghọta

Wordghọta
Definitions

Active verb

1.understand

2.obtain by plucking, especially a fruit

3.catch, especially something thrown or falling

Related Terms
Word Stems

Examples

Chike ghọtara bọọlụ nke mbụ Emeka gbara.

Chike ghọtara bọọlụ nke mbụ Emeka gbara.

Chike caught the first ball Emeka kicked.

Aga m aghọta ya bụ oroma, nye gị.

Aga m aghọta ya bụ oroma, nye gị.

I will pluck the orange and give to you.

Ị ghọtara?

Ị ghọtara?

Did you understand?

Ị ga-aghọta mgbe ị hụrụ ya.

Ị ga-aghọta mgbe ị hụrụ ya.

You will understand when you see it.

Ịghọta ihe na-ahịa ya ahụ.

Ịghọta ihe na-ahịa ya ahụ.

To understand things is difficult for her.

Ọ na-aghọta ihe ma a kọwara ya.

Ọ na-aghọta ihe ma a kọwara ya.

He understands things when they are explained to him.

Aghọtara m ihe ọ na-ekwu.

Aghọtara m ihe ọ na-ekwu.

I understand what he is saying.

Nnamdị chọrọ ịghọta oroma.

Nnamdị chọrọ ịghọta oroma.

Nnamdị wants to harvest some oranges.

Ghọta ihe a.

Ghọta ihe a.

Catch this thing.

Aka ya erughị ịghọta bọọlụ ahụ.

Aka ya erughị ịghọta bọọlụ ahụ.

He couldn't catch the ball.

Ndị na-aghọta onye mmiri riri abịala.

Ndị na-aghọta onye mmiri riri abịala.

The people who catch drown swimmers have arrived.

Nnanna ga-aghọta ya ma ị tụọ ya.

Nnanna ga-aghọta ya ma ị tụọ ya.

Nnanna will catch it if you throw it.

Onye ga-aghọtara m ube a?

Onye ga-aghọtara m ube a?

Who will pluck this pear for me?

Ọ bụ Emeke na-aghota ya.

Ọ bụ Emeke na-aghota ya.

It is Emeka that is catching it.

Chiamaka ghọtara bọọlụ ahụ.

Chiamaka ghọtara bọọlụ ahụ.

Chiamaka caught that ball.

dò ányá

dò anyā

Worddò anyā
Definitions

Active verb

災目

1.clarify or make someone understand an issue or a concept;

2.be obvious or certain; be familiar or conversant with something

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ ga-edo gị anya.

Ọ ga-edo gị anya.

It will be clear to you.

O doro anya.

O doro anya.

It is clear.

Chere ka m doo gị anya.

Chere ka m doo gị anya.

Wait let me make it clear to you.

O doro anya na ọ gaghị abịa n'oge.

O doro anya na ọ gaghị abịa n'oge.

It is obvious that she will not come on time.

Ọ dị ka ụzọ a doro gị anya.

Ọ dị ka ụzọ a doro gị anya.

It seems you are conversant with this road.

Jiri nwayọọ, ọ ga-edo gị anya.

Jiri nwayọọ, ọ ga-edo gị anya.

Take is easy, it will be clear to you.

Ọ dị mma ka o doo anya.

Ọ dị mma ka o doo anya.

It is good that it is clear.

Ọ ma edo mmadụ anya.

Ọ ma edo mmadụ anya.

She knows how to clarify somebody.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.