Nkọwa okwu logo
Beta

gè ńtį

gè ntị̀

Wordgè ntị̀
Definitions

Active verb

挟規

1.give audience to sound or speech; listen

2.take advice; heed to adivce

Related Terms
Word Stems

Examples

Alọzie gere ntị nke ọma.

Alọzie gere ntị nke ọma.

Alozie listened very attentively.

I kwesịrị ige ntị nke ọma mgbe ọ na-akọrọ gị akụkọ ahụ.

I kwesịrị ige ntị nke ọma mgbe ọ na-akọrọ gị akụkọ ahụ.

You are supposed to listen attentively when he was telling you that story.

Biko gee m ntị!

Biko gee m ntị!

Please listen to me!

Ọ ga-ege ntị ma i jiri nwayọ gwa ya.

Ọ ga-ege ntị ma i jiri nwayọ gwa ya.

He will listen if you tell him quietly.

Chike na-ege mmadụ ntị.

Chike na-ege mmadụ ntị.

Chike listens to someone.

Ọ na-ege ntị mgbe nna ya na-agwa ya okwu.

Ọ na-ege ntị mgbe nna ya na-agwa ya okwu.

He was listening when his father was talking to him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.