Nkọwa okwu logo
Beta

gbùrùgbúrù

gbùrùgburù

Wordgbùrùgburù
Definitions

Noun

1.an area or space surrounding house; environment

2.all round

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A kwụsịrị ire ohu gburugburu ụwa n'afọ 1875.

A kwụsịrị ire ohu gburugburu ụwa n'afọ 1875.

Slave trade was stopped all over the world in 1875.

Achọghị m ịhụ gị na gburugburu a ọzọ.

Achọghị m ịhụ gị na gburugburu a ọzọ.

I do not want to see you around here again.

Ọ naghị edowe gburugburu ya ọcha.

Ọ naghị edowe gburugburu ya ọcha.

He does not keep his environment clean.

Ndị nọ gị gburugburu na-arafu gị.

Ndị nọ gị gburugburu na-arafu gị.

Those around you are deceiving you.

Emeka ebighịzi na gburugburu a.

Emeka ebighịzi na gburugburu a.

Emeka no longer lives in this environment.

Ndị ohi gara na gburugburu ahụ ụnyaahụ.

Ndị ohi gara na gburugburu ahụ ụnyaahụ.

Robbers went to that area yesterday.

Onye arịrịọ ahụ na-anọkarị na gburugburu a.

Onye arịrịọ ahụ na-anọkarị na gburugburu a.

That beggar usually stays around this area.

Ndị uweojii jidere mmadụ abụọ na gburugburu a.

Ndị uweojii jidere mmadụ abụọ na gburugburu a.

Policemen caught two people were in this environment.

àgbàtà

àgbàtà

Wordàgbàtà
Definitions

Noun

1.surrounding; nearby; beside; the point where two things abut

2.neighborhood

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

E nwere onye na-arụ ụlọ n'agbata nke gị.

E nwere onye na-arụ ụlọ n'agbata nke gị.

There is someone building a house beside yours.

O teela m gadobere n'agbata unu.

O teela m gadobere n'agbata unu.

It has been long I last went to your neighborhood.

E nwere otụtụ ụleelu n'agbata anyị.

E nwere otụtụ ụleelu n'agbata anyị.

There are many upstairs in our neighbourhood.

Nkwụ ahụ dị n'agbata mụ na gị.

Nkwụ ahụ dị n'agbata mụ na gị.

The palm tree is between you and me.

òkìrìkírí

òkìrìkiri

Wordòkìrìkiri
Definitions

Noun

1.round in shape or roundness;

2.the surrounding of a location

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ụgbeelu ahụ na-agba okirikiri.

Ụgbeelu ahụ na-agba okirikiri.

The airplane is moving round.

Wetere m efere dị okirikirị

Wetere m efere dị okirikirị

Bring a round plate for me.

Ọ gbara okirikiri tupu ọ daa

Ọ gbara okirikiri tupu ọ daa

It turned around before it fell.

Naanị okirikiri ka ọ gbara.

Naanị okirikiri ka ọ gbara.

It is only round in shape.

A na-agba ukwu ose okirikiri.

A na-agba ukwu ose okirikiri.

One moves round a pepper tree.

Dibia ahụ gwara ya gbaa mmiri ahụ okirkiri.

Dibia ahụ gwara ya gbaa mmiri ahụ okirkiri.

The native doctor told he to move round the stream.

Ọ gbara okirikiri tupu ọ daa

Ọ gbara okirikiri tupu ọ daa

It turned around before it fell.

Ụgbeelu ahụ na-agba okirikiri.

Ụgbeelu ahụ na-agba okirikiri.

The airplane is moving round.

Ka anyị dunọ okirkiri.

Ka anyị dunọ okirkiri.

Let s sit in a circle.

A na-agba ukwu ose okirikiri.

A na-agba ukwu ose okirikiri.

One moves round a pepper tree.

Naanị okirikiri ka ọ gbara.

Naanị okirikiri ka ọ gbara.

It is only round in shape.

Wetere m efere dị okirikirị

Wetere m efere dị okirikirị

Bring a round plate for me.

Ọ gwara ya gbaa ya okirikiri.

Ọ gwara ya gbaa ya okirikiri.

He told her to turn around it.

Ndị klaasị anyị na-agba okirikiri.

Ndị klaasị anyị na-agba okirikiri.

My class members are moving round.

Ịgba okirikiri na-ebu ajụ.

Ịgba okirikiri na-ebu ajụ.

Turning round causes dizziness.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.