détü önü
detụ ọnụ̄
Word | detụ ọnụ̄ |
Definitions | Active verb 1.taste something |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Amara ga-edetụ ya ọnụ.
Amara ga-edetụ ya ọnụ.
Amara will taste it.
Detụ ya ọnụ, ị ga-ahụ na ọ dị mma.
Detụ ya ọnụ, ị ga-ahụ na ọ dị mma.
Taste and see that it is good.
Ọ na-edetụ nri ọnụ oge ọbụla ọ na-esi nri.
Ọ na-edetụ nri ọnụ oge ọbụla ọ na-esi nri.
She tastes food anytime she is cooking.
O detụrụ ofe dị na ngajị ọkụ ahụ ọnụ.
O detụrụ ofe dị na ngajị ọkụ ahụ ọnụ.
She tasted the soup on the hot spoon.
Ọ dị mkpa idetụ ha ọnụ.
Ọ dị mkpa idetụ ha ọnụ.
It is important to taste them.
Kedu onye ọzọ chọrọ idetụ ọnụ?
Kedu onye ọzọ chọrọ idetụ ọnụ?
Who else wants to have a taste?