Nkọwa okwu logo
Beta

dö ńkì

dọ nkì

Worddọ nkì
Definitions

Active verb

急縄収

1.cut, make, or have a significant mark on the body, especially tribal marks

Related Term
Word Stem

Examples

Ịdọ nki bụ omenaala ha.

Ịdọ nki bụ omenaala ha.

Giving of tribal marks is their tradition.

Nki a dọrọ ya adịghị mma n'ihu ya.

Nki a dọrọ ya adịghị mma n'ihu ya.

The tribal mark is not good on her face.

A na-adọ ha nki n'ahụ taa

A na-adọ ha nki n'ahụ taa

They will be given mark on the body today

Achọghị m ka a dọọ ya nki.

Achọghị m ka a dọọ ya nki.

I don't want her to be given a tribal mark.

Nna ya ga-adọ ya nki.

Nna ya ga-adọ ya nki.

His father will give him a significant mark.

Ọ dọrọ nki n'ọnụ.

Ọ dọrọ nki n'ọnụ.

He has tribal marks on the mouth.

Onye dọrọ gị nki a?

Onye dọrọ gị nki a?

Who gave you these tribal marks?

Achọghị m ịdọ nki.

Achọghị m ịdọ nki.

I do not want to have tribal marks.

kà ńkì

kà nkì

Wordkà nkì
Definitions

Active verb

柵縄収

1.cut face or body mark; tattoo

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ kara ụmụ ya niile nki.

Ọ kara ụmụ ya niile nki.

He gave all his kids body marks.

Ọ kara nki n'ihu.

Ọ kara nki n'ihu.

She had tattoo marks on the face.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.