gbó ǫgų
gbo ọ̀gụ̀
Word | gbo ọ̀gụ̀ |
Definitions | Active verb 1.part (antagonists); arbitrate and make peace; settle the dispute; 2.antagonists; fighters; combatants |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anaghị m alụ ọgụ ebe a ga-egbo ọgụ anyị.
Anaghị m alụ ọgụ ebe a ga-egbo ọgụ anyị.
I do not fight where our fight will be separated.
Onye na-egbo ọgụ na-ata ahụhụ.
Onye na-egbo ọgụ na-ata ahụhụ.
He that separates fight suffers.
Nnaka gboro ọgụ ahụ.
Nnaka gboro ọgụ ahụ.
Nnaka stopped the fight.
O bụ nwanne ya gboro ọgụ ahụ.
O bụ nwanne ya gboro ọgụ ahụ.
It was his brother who stopped the fighting.
Gboo ọgụ ahụ tupu ha egbuo mmadụ.
Gboo ọgụ ahụ tupu ha egbuo mmadụ.
Separate that fight before they kill someone.
Ejere m igbo ọgụ, ha kụpuo m isi.
Ejere m igbo ọgụ, ha kụpuo m isi.
I went to separate fight and they broke my head.