gbö ńchà
gbọ nchà
Word | gbọ nchà |
Definitions | Active verb 㣽飢 1.masturbate |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha kwanyere ya n'ịgbọ ncha.
Ha kwanyere ya n'ịgbọ ncha.
They lured him into masturbation.
Chinedu na-agbọ ncha maka na o nweghị enyi nwaanyị.
Chinedu na-agbọ ncha maka na o nweghị enyi nwaanyị.
Chinedu masturbates because he does not have a girlfriend.
Ịgbọ ncha adịchaghị mma.
Ịgbọ ncha adịchaghị mma.
Masturbation is not all that good
Nwoke na-agbọ ncha anaghị elete nwaanyị nke ọma.
Nwoke na-agbọ ncha anaghị elete nwaanyị nke ọma.
A man that masturbates does not take care of a woman very well.
Ịgbọ ncha amarala Ebuka ahụ.
Ịgbọ ncha amarala Ebuka ahụ.
Ebuka is used to masturbation.
Ọ dịka ị gbọrọ ncha n'ụtụtụ a?
Ọ dịka ị gbọrọ ncha n'ụtụtụ a?
Its like you masturbated this morning?
Ụmụ nwaanyị na-agbọ ncha.
Ụmụ nwaanyị na-agbọ ncha.
Women masturbate.
E jidere Nneka ebe ọ na-agbọ ncha.
E jidere Nneka ebe ọ na-agbọ ncha.
Nneka was caught masturbating.
Okeke lọta ugbu a, ọ ga-agbọ ncha.
Okeke lọta ugbu a, ọ ga-agbọ ncha.
If Okeke returns now, he will masturbate.