Nkọwa okwu logo
Beta

gbé àkàmų

gbe àkàmụ̀

Wordgbe àkàmụ̀
Definitions

Active verb

1.mix, prepare liquid pap

Related Term
Word Stem

Examples

Ahụrụ m igbe akamụ n'anya.

Ahụrụ m igbe akamụ n'anya.

I love mixing pap.

Achọrọ m igbe akamụ.

Achọrọ m igbe akamụ.

I want to mix pap.

Akamụ m gbere gbara mkpụrụ.

Akamụ m gbere gbara mkpụrụ.

The pap i prepared has lumps.

Nne m ga-egbe akamụ n'ụtụtụ.

Nne m ga-egbe akamụ n'ụtụtụ.

My mother will mix pap in the morning.

Gwa Nkechi gbee akamụ bute.

Gwa Nkechi gbee akamụ bute.

Tell Nkechi to mix pap and bring.

Gbeere m akamụ dị mmiri mmiri.

Gbeere m akamụ dị mmiri mmiri.

Prepare watery pap for me.

Adaobi na-egbe akamụ n'usekwu.

Adaobi na-egbe akamụ n'usekwu.

Adaobi is mixing pap in the kitchen.

I tinyere mmanụ aṅụ n'akamụ ahụ oge ị na-egbe ya?

I tinyere mmanụ aṅụ n'akamụ ahụ oge ị na-egbe ya?

Did you add honey in that pap when you were mixing it?

Kedu mgbe Ị gbere akamụ a?

Kedu mgbe Ị gbere akamụ a?

Whe did you mix this pap?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.