gbàzí
gbàzi
Word | gbàzi |
Definitions | Active verb 1.make straight; correct; advise; instruct |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anyị ga-agbaziri ya ụzọ.
Anyị ga-agbaziri ya ụzọ.
We will put him on the right track.
I nwere ike ịgbazi m ụzọ e si eje ahịa.
I nwere ike ịgbazi m ụzọ e si eje ahịa.
Could you direct me to the way to the market?
Nwata a jehie, gbazie ya.
Nwata a jehie, gbazie ya.
If this child misses his way, correct him.
Onye gbaziri gị ụzọ ebe a.
Onye gbaziri gị ụzọ ebe a.
Who directed you here?
Ọ dị mma ịgbaziri ya ụzọ.
Ọ dị mma ịgbaziri ya ụzọ.
It id good to direct her aright.
Biko, gbaziere m ụzọ.
Biko, gbaziere m ụzọ.
Please, direct my way.
Adaakụ enweghị onye ga-agbazi ya.
Adaakụ enweghị onye ga-agbazi ya.
Adaaku does not have anyone to advise her.
Nne m na-agbazi m ụzọ.
Nne m na-agbazi m ụzọ.
My mother corrects me.
kpézí
kpezi
Word | kpezi |
Definitions | Active verb 1.give judgement; settle a quarrel |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kpezie ha ka udo dị.
Kpezie ha ka udo dị.
Settle them so there will be peace.
Ị na-ekpezi ha oge niile.
Ị na-ekpezi ha oge niile.
You settle their dispute every time.
Kedụ mgbe ha ga-ekpezi?
Kedụ mgbe ha ga-ekpezi?
When will they settle their quarrel?
Anyị na-ekpezi okwu a ugbua.
Anyị na-ekpezi okwu a ugbua.
We are giving our judgement to this matter now.
Ikpezi esomokwu bụ ihe dị mma.
Ikpezi esomokwu bụ ihe dị mma.
To settle a quarrel is a commendable act.
Mụ na ya kpeziri n'abalị.
Mụ na ya kpeziri n'abalị.
I settled with him last night.
bì
bì
Word | bì |
Definitions | Active verb 歳 1.borrow; take something to use with the expectation of returning it |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ana m ebi ego m ga-eji akwụ ụgwọ akwụkwọ m.
Ana m ebi ego m ga-eji akwụ ụgwọ akwụkwọ m.
I am borrowing money that I will use to pay my school fees.
Ọ chọrọ ibi ego.
Ọ chọrọ ibi ego.
She wants to borrow money.
Ọ na-ebi ego ọnwa ọbụla.
Ọ na-ebi ego ọnwa ọbụla.
He borrows money every month.
O biri ego n'akwụchighị ya.
O biri ego n'akwụchighị ya.
He borrowed money without paying it back.
Oke ibi ego adịghị mma.
Oke ibi ego adịghị mma.
Borrowing too much is not good.
O biriri ego wee ṅụọ mmanya.
O biriri ego wee ṅụọ mmanya.
He borrowed to drink.
Ọ bịara ibi m ego.
Ọ bịara ibi m ego.
He came to borrow money from me.
bìté
bìte
Word | bìte |
Definitions | Active verb 1.borrow |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ na-ebite ego ahụ.
Ọ na-ebite ego ahụ.
He/She is borrowing the money.
Bite ụfọdụ akwa n'aka ya, Ada ga-eweghachi ha ma anyị mechaa.
Bite ụfọdụ akwa n'aka ya, Ada ga-eweghachi ha ma anyị mechaa.
Borrow some cloths from her, Ada will return them when we are done.
Anyị ga-ebite ego n'ụtụtụ.
Anyị ga-ebite ego n'ụtụtụ.
We will borrow money in the morning.
Ha akwụghachibe ego ha bitere n'afọ a gara aga.
Ha akwụghachibe ego ha bitere n'afọ a gara aga.
They have not paid back the money they borrowed this past year.
ibite ego ugbua adịghị mfe.
ibite ego ugbua adịghị mfe.
Borrowing money now is difficult.
Nna m bitere ego.
Nna m bitere ego.
My father borrowed money.
Asụsụ Igbo na-ebite okwu ọhụrụ mgbe niile.
Asụsụ Igbo na-ebite okwu ọhụrụ mgbe niile.
Igbo language borrows new words always.
Achọghị m ibite ihe ọbụla n'aka ya.
Achọghị m ibite ihe ọbụla n'aka ya.
I don't want to borrow anything from her.