Nkọwa okwu logo
Beta

gbánwè

gbanwè

Wordgbanwè
Definitions

Active verb

碁nw寉

1.change

2.exchange

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chi na-efo, ọ na-agbanwe.

Chi na-efo, ọ na-agbanwe.

It continues changing everyday.

Abịara m ịgbanwe ekwentị m were ọzọ.

Abịara m ịgbanwe ekwentị m were ọzọ.

I came to exchange my phone for another.

Gbanweere m ji nke a.

Gbanweere m ji nke a.

Change this yam for me.

Enugwu gbanwere nke ukwu kemgbe m pụrụ.

Enugwu gbanwere nke ukwu kemgbe m pụrụ.

Enugu changed a lot since I left.

Ọ ga-agbanwe na o sowe ndị ọjọọ a.

Ọ ga-agbanwe na o sowe ndị ọjọọ a.

He will change when he starts handing out with these bad guys.

Onye gbanwere uwe m?

Onye gbanwere uwe m?

Who changed my cloth?

gbá ónwè

gba onwè

Wordgba onwè
Definitions

Active verb

1.give one thing and or to receive another; exchange;

2.trade-in

Related Terms
Word Stems

Examples

A na-agba onwe ekwentị n'ahịa ahụ.

A na-agba onwe ekwentị n'ahịa ahụ.

Phones are traded in at that market.

Jiri ya gbaa onwe nke ọhụrụ.

Jiri ya gbaa onwe nke ọhụrụ.

Exchange it for a new one.

Ndị CBN achọghị ka anyị gbaa onwe ego.

Ndị CBN achọghị ka anyị gbaa onwe ego.

CBN does not want us to exchange money.

Achọrọ m ịgba onwe ego.

Achọrọ m ịgba onwe ego.

I want to exchange money.

ghǫ

ghọ̀

Wordghọ̀
Definitions

Active verb

1.change into; develop into; become; transform into

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọbụbụ na-aghọ erembụba.

Ọbụbụ na-aghọ erembụba.

Caterpillar transforms into a butterfly.

Nwata ahụ na-achọ ịghọ onye ohi.

Nwata ahụ na-achọ ịghọ onye ohi.

That child wants to become a thief

I nọgide ebe ị ghọọ onye asị

I nọgide ebe ị ghọọ onye asị

If you continue staying here you become a liar.

Akamụ ahụ ga-aghọ mmiri obere oge.

Akamụ ahụ ga-aghọ mmiri obere oge.

The pap will soon turn to water

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.