gbàṃ
gbàm̀
Word | gbàm̀ |
Definitions | Interjection 1.exactly (to show undisputed agreement) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gbam!
Gbam!
Exactly!
Gbam! ọbụghị Chike nwe akpa ahụ.
Gbam! ọbụghị Chike nwe akpa ahụ.
Exactly! it is not Chike that owns that bag.
Gbam! Nke a ka m chọrọ!
Gbam! Nke a ka m chọrọ!
Exactly! It is this one that I want!
Ihe ahụ ka o kwuru, gbam.
Ihe ahụ ka o kwuru, gbam.
That was what he said, exactly.
gbàḿ
gbàm
Word | gbàm |
Definitions | Adverb 論刹 1.used to express a point often when speaking; exactly |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
O kwuru okwu ahụ etu ọ dị gbam.
O kwuru okwu ahụ etu ọ dị gbam.
He said it exactly the way it is.
O nweghị ihe ọzọ dị gbam ka ya.
O nweghị ihe ọzọ dị gbam ka ya.
There is no other exact thing like it.
Gbam! Ị ji okwu n'ihe ị kwuru.
Gbam! Ị ji okwu n'ihe ị kwuru.
Exactly! You have a point in what you said.
Gbam! O mere eme.
Gbam! O mere eme.
Exactly! It happened.
Akụkọ akọrọ maka nne ya bụ nnọọ etu ọ dị gbam.
Akụkọ akọrọ maka nne ya bụ nnọọ etu ọ dị gbam.
The story told of her mother is just exactly the way it is.