Nkọwa okwu logo
Beta

gbághàrà

gbaghàrà

Wordgbaghàrà
Definitions

Active verb

1.pardon; forgive

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Biko, gbaghara m.

Biko, gbaghara m.

Please forgive me.

Chukwu na-agbaghara onye ọbụla.

Chukwu na-agbaghara onye ọbụla.

God forgives everyone.

Ọ ga-agbaghara gị.

Ọ ga-agbaghara gị.

He will forgive you.

Ịgbaghara ya bụ ihe siri ike.

Ịgbaghara ya bụ ihe siri ike.

To forgive him is a difficult thing.

Gbaghara ya anyị njọ anyị.

Gbaghara ya anyị njọ anyị.

Forgive us of our sins.

Nna ya gbaghaara ya .

Nna ya gbaghaara ya .

His father forgave him.

Gịnị mere ị ji agbaghara ya oge ọbụla?

Gịnị mere ị ji agbaghara ya oge ọbụla?

Why do you forgive him all the time?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.