Nkọwa okwu logo
Beta

dį àlà

dị̀ àlà

Worddị̀ àlà
Definitions

Nominal Modifier

延土

1.be low

Related Terms
Word Stems

Examples

Oche a dị ala.

Oche a dị ala.

This chair is low.

N'ụlọ a dị ala ka ha bi.

N'ụlọ a dị ala ka ha bi.

This low house is where they live.

Chọọrọm oche dị ala.

Chọọrọm oche dị ala.

Look for a low seat for me.

Onye chọrọ oche dị ala?

Onye chọrọ oche dị ala?

Who wanted a low seat?

Achọghị m nke dị ala.

Achọghị m nke dị ala.

I do not want a low one.

Ha niile dị ala.

Ha niile dị ala.

All of them are low.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.